Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,156,167 members, 7,829,174 topics. Date: Wednesday, 15 May 2024 at 08:59 PM

100 Umu Okwu Azumahia Di Mkpa Sugharia N'igbo - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / 100 Umu Okwu Azumahia Di Mkpa Sugharia N'igbo (1180 Views)

Nzuko Umu Mbaise Holds In Grand Style / 100 Okwu Nka-akụnaụba Mkpa-kari Sụgharịa Igbo / 258 Vehicle And Aircraft Types Translated Into Igbo (umu Ugbo gazie) (2) (3) (4)

(1) (Reply)

100 Umu Okwu Azumahia Di Mkpa Sugharia N'igbo by scholti: 4:49pm On Dec 12, 2015
100 umu okwu azumahia di mkpa sugharia n'Igbo

1 intellectual capital - uba mmeputa (Mkpokọta ihe ọmụma (ma ma ọ bụ akwukwo) nke ndị mmadụ n'otu na-nzukọ ma ọ bụ ọha mmadụ.)
2 company - otu-ahia
3 market opportunity analysis - tọsaokwu ohere ahia (Otu ngwa (application) nke ịkọ usoro ndị ahịa akpata pụrụ imetụta ọchọ ngwaahịa makwaara ya dị a ahịa ohere).
4 horizontal integration - iwekotaọnu ologolo (Mmakọ nke umu otu ahia n'otu ogbo nke mmepụta n'otu ma ọ bụ ahiameputa dị-iche iche.)
5 management information system (MIS) - Njikwa ọrunhazie ọmuma (Uzo a haziri imuta nkpa omuma nke njikwa nzuko na lari nile, na-eme arụmọrụ na mkpebi usoroime.)
6 telecommuting-ọrụ-n'ụlọ
7 downsizing-mgbubilata
8 outsourcing-eziga ọrụ n'èzí
9 (R and D) Research and Development-Nyochọputa na mmalite
10 headquarters-ụlọisi
11 market- ebeahia
12 bonus - ufo-ego
13 personnel- ndiọru
14 quarter - nke anọ
15 promotion- nbulielu
16 asset- ngwa
17 recruitment -ịchọta/inabata ndị ọrụ
18 sales department-ngalaba ahịa
19 liability- ụgwọ jiri
20 presentation - ngosiputa
21 meeting- nzukọ
22 end user - onye ikpeazu (Onye ma ọ bụ ìgwè ndị ga-eji ngwaahịa mepụtara site na oru ngo.)
22 party- mmadu ( Onye nọ na mereme ulọ ikpe)
23 objective- ebumnobi
24 entrepreneur- ewerehazie (onye na-ahazi, ejisie, na-ewe ize- ndụ n'azụmahịa)
25 contract- nkwekọrịta, nsukọ
26 commercial (advert)- ngosiahia, mgbasa ozi
27 Venture Capital - Ego imalite ahia
28 investment - itinye ego ime
29 credit - mbibi aka
30 opportunity cost - ọnuahia ahapugara (ọnu ahia na okwu nke ndi ọzọ ahapuru)
31 logistics- Akọ ihazie
32 agreement -nkwekọrịta
33 shareholder - onye ji oke
34 interest - ego mmuba
35 customer service department - ngalaba ahịa ọrụ
36 inventory - igụọ uru ahia
37 terms -ọnọdu ahia (ọnọdụ ọ bụla nke dịgasị iche iche nke a rapara na ego azụmahịa )
38 loan- ego mbibi
39 lien - ikike were ( ikike iwere ihe onwunwe ọzọ ma ọ bụrụ na nkwesime (obligation) e mere.
40 manager - ndu isi
41 board of directors -Ndi ndu;
42 staff- ndi ọru
43 Human Resources - nchikọta ndi ọru
44 capital - ego mbido; ubaahia
45 budget - nhazieego
46 disruption - emeghasịkwa; ntọzaza)
47 networking - jirikọta
48 launch - oge mmalite
49 consumer - onye zu ahia
50 supply chain- njikọ mbufe
51 startup - azumahia ọhu
52 branding - aha iche
overhead - ego isi (ego ole ọ na-ewe na igba azụmahịa)
53 point of sale - ebe ire
54 cost of sales - ọnuahia nke ahịa-ọrịre ( ọnuahia nke iguọ-uru-ahia (inventory) nke azumahia eresigo ndi-zu-ahia.
55 wholesale = ire- nnukwu
56 revenue - nputa uru
57 salary - ụgwọ ọru
58 account -ọbaego
59 grant- ego-enyemeaka
60 non profit organization-Nzukọ enyemaka
61 operations- arụmọrụ
62 CEO - onye isi nile
63 equity - nhatanha (ihe dị iche n'etiti uru ahia (market value) nke a na ihe onwunwe na nkwugide megide ya)
competitor-osompi
64 merger -Nchikota (Nchikota abụọ ma ọ bụ karịa otu-ahia (company) banye otu ogbo-ahia (firm))
65 acquisition - ngute/nweta
66 partnership - ndikọọnu
67 agenda - nsoroime
68 status report- ede ọnọdu
69 margin -akụkụ (ego/okpogho (finance) ugbu ahịa ọrịre (net sales) mwepu ọnuahia nke ngwaahịa na ọrụ e rere)
70 sponsor - onye nkwado
71 income statement = ego-ọru nkwupụta (otu Ego/okpogho ( financial) nkwupụta nke na-enye nputa arụmọrụ nke oge kpọmkwem)
72 c/o (care of) - n'aka
platform-ogbu elu
73 web 2.0 - ugbu 2.0
74 social media -elekọta ebeozi
75 oru ngo - oru ngo
multitask - ime otutu ọru
76 reach a consensus - iru/me nkwenyere
77 resign - ihapu n'onwe
78 CV- akwọ ichọ ọru
79 conference call - oku/ọkpọ nbiakọọnu
80 exchange rate - ọnụego mgbanwe
81 transaction- imeahia
82 viral marketing - iziza ele ahia
83 industry- ahiameputa
84 monetization - ndona-ego
85 scalable - kwe imuba (Onwunwe nke ugbuọru (network) na-enye gị ohere itinye ntumekọ (node) ma ọ bụ dịkwuo ya ibu nke mfe.)
86 strategy - alo ime
87 information technology- ọmuma nkànaụzụ
88 trademark - akara ahia
89 CBA - ichọputa (Mkpebi etuiwu (formal) usoro eji mgbe a n'ịtụle apụtakarị akụnaụba nke na mmejuputa ọmuma idi-nche, njikwa na nchebesike (safeguard)
90 business plan-atụmatụ azụmahịa
91 deadline -n'obi imecha; eririọnwu (mgbe na oge ebe ihe ga-emezuariri)
92 factors of production - akpata nke mmepụta
93 substitution effect - mmetụta nnọchi
95 equivalent annual cost - ọnuahia nhata kwa-afọ (ọnuahia inwe ngwa-ahia na ndu ya nile.)
96 net present value (NPV) - uru ụgbụ(net) nke ugbua (Ihe dị iche n'etiti uru ugbua nke aga (flow) ego ọdịnihu site na ntinyeego (investment) na nra ntinyeego)
97 customer satisfaction= nju-oke onyezuahia
98 -management- njikwa-
99 external environment - agbata ezi
100 profit- uruahia

2 Likes

Re: 100 Umu Okwu Azumahia Di Mkpa Sugharia N'igbo by Nobody: 12:29am On Jan 22, 2017
Nwannem, Chukwu gozie gi. Okwu ndia i dere gosii m na Igbo ga dindu.

(Brother, God bless you. These words that you have written show me that Igbo will live)
Re: 100 Umu Okwu Azumahia Di Mkpa Sugharia N'igbo by Nobody: 3:23pm On Jan 23, 2017
nice

(1) (Reply)

The Official Afonjaa Meme Thread (pics) / How Did The Sentinelese Tribe Survive The Biblical Flood & Ice Age / What Does 'chi' Mean In Igbo?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 17
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.