Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,162,962 members, 7,852,250 topics. Date: Thursday, 06 June 2024 at 02:39 PM

Ọrụ Arụ - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Ọrụ Arụ (215 Views)

(2) (3) (4)

(1) (Reply)

Ọrụ Arụ by MarioJehusdani1(m): 5:32pm On Feb 19, 2022
Ma n' oge mbibi ya, ndị ahụ niile otu onye jere gwa ihe ọjọọ gbasara gị, ndị ahụ ga abụkwa ndị ga agba gị okirikiri, n' okwukwe niile, na nkwunye niile, na nrubeisi niile, na nkwenye, na nkweta, na nkwado, na akwunyere, ma na nsape aka, na aka ọcha.
Mụ enwe jụzia gị ụmụnnem, Kedụ ihe ga-emezi onye nke gagarịrị ebuse ihe ọjọọ, ihe ngwọtọ na ihe mpụ?
N' ezia ha alarigonu! Ha alarigo rue mgbe ebi-ebi! Ma ha agaghị enwekwa ike na ohere irutekwa gị nso ọzọ ma ncha, n' agbanyeghi etu ha si chee na ha nọ gị nso ma ọbu etu ha si chee na ha mara gị. Mara gị makasia ma Chukwu. Hehehe.
Otua ka ọdị site na mbido ụwa. Ma onweghikwa ihe ga agbanwe ya. Ọ ga adịkwa otua, rue mgbe Ebi-ebi.

#Maazị_Kosi⭐️ #Onye_Nkà #Ọrụ_nke_Arụ #Ezi_Ndụ #Ndụ_Uwe_Ọcha

#WỌMI #KISD #Mmalite_Ọhụrụ

1 Like

(1) (Reply)

Live It, Love It. / This Culture Accommodates And Feed Strangers For 3 Days / International Friendlies Soccer/football Today Match On 27 September 2022

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 5
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.