Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,155,288 members, 7,826,141 topics. Date: Monday, 13 May 2024 at 10:19 AM

Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) (332 Views)

Igbo Man Claims Oyibo, Yoruba, Hausa And Fulani Are All Igbos / Who Carries The Ọfọ? / Blessing Njekwe Showcase Ekpeye Traditional Dressing (photos) (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) by BeninRefugees: 6:45am On Jun 29, 2023
Ụtụtụ ọma nu umu nna!

Ụnụ abọlachi ?

Asim ka m gọrọ anyị bu umu Igbo nile ọfọ ụtụtụ

Ụbọchị ta ga mara anyị nile mma

Anyị ga eje batakwa abata

Ihe ọbula anyị neme ga gara anyị nke ọma ta

Uke nọdụ n'ihu anyị ga nọ nazụ , odikwa nazụ anyị ga nọ n'ihu

Anyị ga bu ndi ha na tajiri anya

Nkata nile ndi kpara maka anyị ga bu ihe gaebutere anyị ọganihu

Chukwu okike gozie ụmụ Igbo nile ta

Oga dịrị anyị ma na Eke dịrị anyị mma na Orie dịrị anyị mma na Afọ dirikwa anyị mma na Ǹkwọ
Ise ise ise!!!

Ya gaziere ụnụ!

2 Likes

Re: Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) by AuschwitzPrefec: 6:47am On Jun 29, 2023
BeninRefugees:
Ụtụtụ ọma nu umu nna!

Ụnụ abọlachi ?

Asim ka m gọrọ anyị bu umu Igbo nile ọfọ ụtụtụ

Ụbọchị ta ga mara anyị nile mma

Anyị ga eje batakwa abata

Ihe ọbula anyị neme ga gara anyị nke ọma ta

Uke nọdụ n'ihu anyị ga nọ nazụ , odikwa nazụ anyị ga nọ n'ihu

Anyị ga bu ndi ha na tajiri anya

Nkata nile ndi kpara maka anyị ga bu ihe gaebutere anyị ọganihu

Chukwu okike gozie ụmụ Igbo nile ta

Oga dịrị anyị ma na Eke dịrị anyị mma na Orie dịrị anyị mma na Afọ dirikwa anyị mma na Ǹkwọ
Ise ise ise!!!

Ya gaziere ụnụ!

This is an English speaking forum.

Take your barbarian slave vernacular out of here.
Re: Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) by BeninRefugees: 6:48am On Jun 29, 2023
AuschwitzPrefec:

This is an English speaking forum.

Take your barbarian slave vernacular out of here.
it was meant for Igbos can you please leave?

1 Like

Re: Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) by mauriceminor: 6:50am On Jun 29, 2023
BeninRefugees:
Ụtụtụ ọma nu umu nna!

Ụnụ abọlachi ?

Asim ka m gọrọ anyị bu umu Igbo nile ọfọ ụtụtụ

Ụbọchị ta ga mara anyị nile mma

Anyị ga eje batakwa abata

Ihe ọbula anyị neme ga gara anyị nke ọma ta

Uke nọdụ n'ihu anyị ga nọ nazụ , odikwa nazụ anyị ga nọ n'ihu

Anyị ga bu ndi ha na tajiri anya

Nkata nile ndi kpara maka anyị ga bu ihe gaebutere anyị ọganihu

Chukwu okike gozie ụmụ Igbo nile ta

Oga dịrị anyị ma na Eke dịrị anyị mma na Orie dịrị anyị mma na Afọ dirikwa anyị mma na Ǹkwọ
Ise ise ise!!!

Ya gaziere ụnụ!
igbos are the best

Igbo amaka

3 Likes

Re: Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) by AuschwitzPrefec: 6:51am On Jun 29, 2023
BeninRefugees:
it was meant for Igbos can you please leave?

This is Nairaland not Osuland .
Re: Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) by BeninRefugees: 7:01am On Jun 29, 2023
AuschwitzPrefec:

This is Nairaland not afonjaland .

I'm not the cause of your frustration na this boy 😂

I have given all Igbos our ọfọ ụtụtụ you can do yours na

I'll continue to bless Igbos every morning here I'm not deterred. I won't engage you again bye

1 Like

Re: Ọfọ Ụtụtụ ( Blessing For All Igbos) by nwadiuko1(m): 7:03am On Jun 29, 2023
BeninRefugees:
Ụtụtụ ọma nu umu nna!

Ụnụ abọlachi ?

Asim ka m gọrọ anyị bu umu Igbo nile ọfọ ụtụtụ

Ụbọchị ta ga mara anyị nile mma

Anyị ga eje batakwa abata

Ihe ọbula anyị neme ga gara anyị nke ọma ta

Uke nọdụ n'ihu anyị ga nọ nazụ , odikwa nazụ anyị ga nọ n'ihu

Anyị ga bu ndi ha na tajiri anya

Nkata nile ndi kpara maka anyị ga bu ihe gaebutere anyị ọganihu

Chukwu okike gozie ụmụ Igbo nile ta

Oga dịrị anyị ma na Eke dịrị anyị mma na Orie dịrị anyị mma na Afọ dirikwa anyị mma na Ǹkwọ
Ise ise ise!!!

Ya gaziere ụnụ!
iséé

2 Likes

(1) (Reply)

Amended TRC Law: A'ibom Paramount Rulers From 3 Sen. Dists Set Record Straight / Overeem Is Situated To Capitalize On / Programmes Plays Novels With Every

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 27
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.