Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,162,468 members, 7,850,624 topics. Date: Wednesday, 05 June 2024 at 06:12 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana (5038 Views)
Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Markenny(m): 2:02pm On Sep 25, 2007 |
na mbu,a chorom iji ohere oma nkea kele onye obura bu onye igbo na egwuru egwu a,maka omaricha ihea idere gbasara ndi igbo.oburrukwa n ibughi onye igbo, biko esonyekwana n ihea.obi adiaghim mma maka ihe egwuru egwu eji ndi igbo eme,okachasi umunne anyi ndi nona obodo ndiocha.biko oburu na imaghi ede igbo nkeoma,esonyekwana anyi. ya mere biko umu nne mu na umunna mu,kpachara anya n igosi ihe iwere anyi achoghi asusu bekee,n ihina asusu bekee emegharia na anyi,ma dughiekwa ufodu nime anyi. ya mere k'anyi kwuo n' asusu igbo. |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ifyalways(f): 10:28pm On Oct 09, 2007 |
gini mere o jiri buru nani gi no ebe a nwanne m?o putara na umu nne anyi ahubeghi ebe aka o putara na ha a maghi ka ha ga esi de asusu anyi na etinyeghi asusu bekkeo dikwa egwu ! |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by chanty: 3:37pm On Nov 13, 2007 |
abm onye igbo, odim ka ihe mere na ndi mmadu abiabeghi eba bu na ha amata beghi na onwere ndi bu umu afor igbo no na ya. nwa kaodi |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ifyalways(f): 3:55pm On Nov 13, 2007 |
onye bidoro threadia sef agbafuola.ya mere di theard anwola piiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii ada oma bia anyi si nga puo jee ebe na enweta oku. |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by chanty: 1:09pm On Nov 14, 2007 |
ifybaby achorolam akalaka mu ga ebe ozo ebem ga ahu umu oma ndi chileke kele nbosi church |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Soundmind(m): 6:38pm On Nov 15, 2007 |
Ndi b'anyi, mma mma nu o. Onye bidoro ukpuro okwu a dika ura otuwala ya. Nwanne, anyi g'enyere gi aka. Ndigbo ibem, tunye utu nke gi ebea. Chere ka m bia, abughi ujo. Ka odi echi. |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ndubest(m): 2:54pm On Dec 13, 2007 |
obi bu m so anuri ihu ebe umunne m na akparita uka gbarasa ala igbo n'asusu anyi o n'agba m anya mmiri na umu afo igbo amaghi asu ma o bu ede igbo n'ihi na azulitere ha na ala bekee ma obu n'ugwu awusa biko onye obula nwere ohere oburu nani otu ihe ka idere kwa ubochi oga enyere aka hu na isi okwu anyi putara ebe umu afo igbo ndi ozo ga ahu ya ma tunye kwa uche ya maka oganihu asusu igbo umunne m, jisie nu ike unu adala mba ubochi nta anyi achu oo n'owere nchi onye nwere ilu onwere ya tuu ya ebe ka emesia nu |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ayo84(m): 3:01pm On Dec 13, 2007 |
kwenu ina bros leave that thing ina men i am speakeyking igbo ina men ,my container is loading to all the igbo sisters in d house ina you cannot finish spending my profit not to talk of my capital |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ndubest(m): 5:48pm On Dec 13, 2007 |
@ayo84 ebe abughi ebe ndi ofe mmanu n'agbako oburu na igbo ekweghi asu, gawa n'ebe ndi obodo unu na ezuko |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Soundmind(m): 4:44pm On Dec 18, 2007 |
@ayo84. I furu uzo bia ebe a k'obu gini? Si ebe a puo tupu ihe ka nte abakwute nte n'onu. Igbo Kwenu!! kwenu!! Kwezuenu!!! Onye biri, ibe ya birikwa |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Amiga(f): 11:40pm On Dec 18, 2007 |
Umunne m, ihe unu n'eme ebea masiri m. Biko jide nu ka unu ji! |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 1:16pm On Dec 23, 2007 |
asi na agbakonu nyuo mamiri ogbo ofufu. asi na ofeke amaghi na nwa nwanneya bu obia ya mere m ji na akpo igbo bu igbo ka ha bia tunyere tiredi a. anyi nwere otutu umu okoro na agboghobia na tiredia unu biko bia nu ka anyi kwa doo ya ofuma. Igbo mma mma nu. |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Uzzyan: 6:48pm On Dec 23, 2007 |
Nwanne m nwoke anum ebea M ga na-abia ekwunyere igbo ndi bu igbo Gba nu ekeresimesi nk oma |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 7:31pm On Dec 23, 2007 |
adanne imela, ma iwe ewekwala gi aha gi nka kpukwa oku n'onu uzzyan |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 7:56pm On Jan 11, 2008 |
ona bu no mu hu ebe ndi igbo ibem juru obi ana tom biri-biri, jisiekwa nu ike ndi nwem na ndi mwne |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by toshmann(m): 11:47pm On Jan 11, 2008 |
nightnurse, o bu gi no oru na abalia ? biko bia gbaa m injection . . . . inugo . . . . |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 11:42am On Jan 12, 2008 |
toshman, amakwa m na idighi atu ujo ogwu because agam agbagi ogwu na ike gi live and direct |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by toshmann(m): 4:45pm On Jan 12, 2008 |
igbachakwaa de ogwu, gi pet kwa the ike front and back. . . inugo especially front . . . including toshmann jnr gbara akwara nurse de nurse. elewe ukwu egbue nnama |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 8:23pm On Jan 12, 2008 |
nightnurse ma ikpachaghi anya okwa gi ka oga agba ogwu. makana ihe obu na between di sharp karia nidle ndi nurse. ogba nye gi ogwu nkeya na afo ga eme ka iga hu dokita. |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by darfur(m): 1:53am On Jan 13, 2008 |
he he he he heeee, toshman ndi a egbuola gi ebe a oooo |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 5:21pm On Jan 13, 2008 |
;d |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by toshmann(m): 7:39pm On Jan 13, 2008 |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by nightnurse(f): 6:28pm On Jan 14, 2008 |
toshman, gbachi ha nkiti o? onweghi ihe ndi iro gi puru imegi na afo 2008 anunwa |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ifyalways(f): 9:41pm On Jan 14, 2008 |
what is happening here ? |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by topkin(m): 11:37pm On Jan 14, 2008 |
Na wa o! Na only igbos dey dis nairaland Ah ah I go vex o!!! All these igbos sef!!! I bow to una o! Topic don turn to anoda tin! A na ma num |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Kashif(m): 12:04pm On Jan 25, 2008 |
Obu gini ka onye a nekwu? Oburu na o mataghikwa ebe ono, ya juo ase. Odighi ihe iwe di na ya. Udo diri umu igbo! |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by creamdream: 2:38am On Feb 02, 2008 |
THE RULE OF NAIRALAND SAYS, WRITE IN ENGLISH, Else you will be banned, UNA DEY CRASE |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by ghettochyk(f): 5:05am On Feb 02, 2008 |
creamdream:ohh pipe down. if u don't get it then ga gbuo onwe gi. nonsense. ewu awusa. hissssssssss. |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Ijiji1(m): 5:14am On Feb 02, 2008 |
Another Igbo thread, una no dey tire |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 8:56am On Feb 02, 2008 |
Ijiji1:my brother go jump inside lagoon e bea bu maka ndi chukwu goziri agozi |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by Ijiji1(m): 9:01am On Feb 02, 2008 |
Bai oziomatv are you talking to ijiji 1 of Abagana like that? "alu" |
Re: Igbo Kwenu ,: English Is Prohibited,o Burukwa N'ibughi Onye Igbo Esonyekwana by oziomatv(m): 9:20am On Feb 02, 2008 |
ya bu na ibu nwafor were otua na akoto umuafor igbo? nwanna mbanu emene otua, anyi abughi ndi ofe mmanu na ere onweha. am sorry to have insulted you, was thinking that you from another tribe. |
(1) (2)
159 Colours Translated Into Igbo / Nigerian Guys With Long Nails? / Tribe With Best And Worst Men As Husbands
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 24 |