Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,156,812 members, 7,831,645 topics. Date: Friday, 17 May 2024 at 11:29 PM

Umu Igbo Unu Agbara Nkiti? - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Umu Igbo Unu Agbara Nkiti? (1203 Views)

Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! / Umu Igbo Please Get In Touch Here. Thanks! / Ndi Be Anyi, dem-people Na-ekele Unu. (2) (3) (4)

(1) (Reply)

Umu Igbo Unu Agbara Nkiti? by ujutonia: 5:34pm On Apr 22, 2012
Umu igbo, ndi nwem na ndi nwe! Unu abuola chi eeh! Nke onye na echi ya zere! Unu emela nwuchu! Udo diri onye o bula. Obi adighi m mma. O buru flavour nwa mama o si " iwe na ewe mu o. Achoro m iju ma umu igbo o gbara nkiti asusu ala nna anyi na efere anyi aka. Hmmm. O dikwa egwu! A guru m mass comm. A choro m ugbu a i ga na ulo oru na agbasa ozi nke ihe onyonyo( tv)ka m wee ga proposal maka i bido programme ga eme anyi na umu anyi marakwa igbo. Uche gi di ya ma o bu alo, Kpoturu m na ekwe igwe a 08023024558.
Re: Umu Igbo Unu Agbara Nkiti? by NRIPRIEST(m): 7:13pm On Apr 22, 2012
We should start with you writing fully and fluent in Igbo ! Anulam ife ikwuru,mana onwere ndi isi ochichi na agbanbo ka asusu Igbo ghalu ifu. Etuosinadi,anyi nwekwara otutu ihe anyi kwesiri ime wee kwado nbo ha na agba. Udo dili gi. Kemesia.
Re: Umu Igbo Unu Agbara Nkiti? by ujutonia: 9:04pm On Apr 22, 2012
Nwanne m nwoke emela nwuchu, kedu o diri mbo anyi ga agba iji were kwado ndi isi anyi. I no ala bekee igahi ahota etu umu igbo no na ulo akwukwo sekondiri si eme. Ha amaghi asu igbo ma o fozie inu anu. Ihe omume m na atu anya bu dika inye umu igbo o bula oghere i di na akpo na ekwe nti na aza ajuju o bula na igbo ya na ikpotakwa umu nne anyi ndi na eme ofuma na ihe egwuregwu na kwa ebe ndi ozo gasi.(wee dere gawa). Achoro m atumatu umunne m no ebe a, ekele kwa mu unu ozo.

(1) (Reply)

Umu Ezionum / The King Of Home Equity Fraud: The Nigerian Who Conquered America / Is It True That Yoruba People Uses Juju A Lot?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 9
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.