Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,770 members, 7,817,125 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 06:39 AM

Who Can Translate This? Igbos Only - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Who Can Translate This? Igbos Only (1731 Views)

Who Can Translate This From Yoruba To English? / New Yam Festivals (igbos Only / A Man Cannot Claim A Child If He Did Not Marry The Mother (igbos Only) (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Who Can Translate This? Igbos Only by Nobody: 6:35pm On Sep 24, 2013
Igbo bu Igbo,Udo diri unu !!! Onyenweanyi nonyere unu nile !!! Biko Umuafo Igbo ndi nwem,achorom ka anyi mere onwe anyi ihe obiuto. Biko tugharia/sugharia ihe edemede a na asusu bekee.
"Ana ele agadi nwanyi anya n'onu odi ka obu na ojibugh ya ta nsusu".
Biko oburukwa na inwere ihe edemede ozo na asusu bekee,deputa ya ka anyi tugharia ma obu sugharia ya na asusu Igbo.
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by bigtt76(f): 6:48pm On Sep 24, 2013
Google translate
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by DarqChild: 6:49pm On Sep 24, 2013
Staring at an old woman's lips it looks like she never kissed with them.
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by Nobody: 6:54pm On Sep 24, 2013
DarqChild: Staring at an old woman's lips it looks like she never kissed with them.
Ibu ezigbo nwafo Igbo. Nna gi muru gi
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by Nobody: 6:58pm On Sep 24, 2013
bigtt76: Google translate
Ipukwara ideta n'asusu bekee ka anyi tugharia na Igbo
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by princemmab(m): 7:08pm On Sep 24, 2013
Ana ma bia, kam je mahadum niageriaya nke no na nsukka. Obura na m mecha mastas n'asusu ibo, m tugharia ra gi ya. O
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by achinaboy(m): 8:48pm On Sep 24, 2013
ama ka ike agwu agadi nwanyi,o ma ya ruo ebe okere ada ya nwanyi di
nkita siri na anya ka o ji eri aja achuru nélu
isi kote ebu,ogbaa ya
kedu ka m ga esi nwee nkwa,na akwa aka nóbi
biko tughariaram okwu ano ndia kpom kwem
Re: Who Can Translate This? Igbos Only by sarutobie(m): 7:10am On Sep 27, 2013
chiover: Igbo bu Igbo,Udo diri unu !!! Onyenweanyi nonyere unu nile !!! Biko Umuafo Igbo ndi nwem,achorom ka anyi mere onwe anyi ihe obiuto. Biko tugharia/sugharia ihe edemede a na asusu bekee.
"Ana ele agadi nwanyi anya n'onu odi ka obu na ojibugh ya ta nsusu".
Biko oburukwa na inwere ihe edemede ozo na asusu bekee,deputa ya ka anyi tugharia ma obu sugharia ya na asusu Igbo.
True igbos,peace be unto you!!! May Our creator be with you all!!! Please my true sons and daughters of igbo,I want us to do a fun thing.Please translate this writing in the english language.
Please if you have any writing in the english language,write it out so that we can translate it in the igbo language.

(1) (Reply)

True African Beauty / Do Yorubas And Hausas Do Masqurades Like The Igbos/Ibibios? / 20 Things I Hate About Lagos State.

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 10
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.