Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,161,409 members, 7,846,725 topics. Date: Friday, 31 May 2024 at 09:49 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Aha Obodo Niile Dị N'ụwa A. (522 Views)
Beautiful Names Omaricha Aha / E Kwuola Mkpa Ọ Dị Inyocha Ụgbọala Oge Ọbụla / Anambra Etinyela Ọtụtụ Ego Na Mmepe Ime Ime Obodo - Nnacheta. By Izunna Okafor (2) (3) (4)
(1) (Reply)
Aha Obodo Niile Dị N'ụwa A. by chijiblaze(m): 8:31am On Mar 01, 2017 |
Aha Obodo Niile Dị n'Ụwa a. Obodo ndị dị n'Ala Afụrịka Nnajiriya (Nna jiri ya) Kemerunu (Ka e mere unu) Bene (Be Ene) Togo (Too ogologo) Gana (Gaa na) Ebe Ọdụenyi / Mpi-Enyi Sere Lọnụ {Ugwu Agụ} Libe nrịa {Nnwere onwe} Malị (Ma ọlị) Bụgịnafaso (¿Ọ bụ gị na fa so?) Sịnịgalụ Kepu Opi Achara Gambịa {Kambịa (Ka m bịa)} Gịnị (¿Gịnị?) Gịnịbụsọ (¿Gịnị bụ sọ?) Ikwetọ Gịnị (¿I kwetụọ Gịnị?) Nije Chadị (Chị adịghị) Sụdanị (Sụ daa n'anị) Ndịda Sụdanị Obodo Etiti Afụrịka Ite Ọpịa Jibuti (Ji bu nti) Sọmalịa (Sọ m arịala) Ịrịtarịa (¿Ị rịtara ya?) Ijupụta (I jupụtara) Libie (Nlibinye) Ntụnisi Alajiriya (Ala jiri ya) Alaeze Moroko (Mara Oko) Mụrịtanị Kenya (Nke nya, Ike nya) Ụga nda Rụwanda Burundị (Buru ndị a) Kongo (okongo) Obodo Kongo Ọhanachị n'udi Ọhakarasị Gaba ọnụ Ngọla (Nga Ọla) Zambịa (Zaa m bịa) Malawị Mụzambiki Zimbabuwe (Zim mba bu uwe) Bọsụwana Nnamịbịa (Nna m Ị bịala) Obodo Ndịda Afụrịka Lesotu Ala Sụwazị Makadasịka Kọmọrọsị Sechielu
|
(1) (Reply)
For Those Who Believe In Zodiac Signs / Please Come And Share Your Experience With People From IBADAN..... / Another Proof: Awujale Is Alive - Amb Oladunjoye (video)
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 7 |