Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,132 members, 7,814,956 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 01:50 AM

Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor (1940 Views)

A Dọhapụla Ozu Nwatakịrị A Mụrụ Ọhụụ N'ifite. By Izunna Okafor / Anambra Etinyela Ọtụtụ Ego Na Mmepe Ime Ime Obodo - Nnacheta. By Izunna Okafor / Oke Ọñụ, Dịka Ndi Ebenatọ Họpụtara Ndị Ndu Ọhụụ. By Izunna Okafor (2) (3) (4)

(1) (2) (Reply) (Go Down)

Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by IzunnaOkafor(m): 3:05pm On Sep 23, 2017
Otu jikọtara ndị Arewa bi na steeti Anambra ekwuputana nkwado ha nyegara aka na-achị steeti ahụ bụ gọvanọ Willie Obianọ maka ịchị steeti ahụ nke ugboro abụọ.
        Nkwado a bụ nke bịara dịka e mere ngagharị udo ịchụ nta nkwado nke ya bụ gọvanọ, bụ nke weere ọnọdụ n'ebe obibi gọvanọ dị n'Amawbịa. Ngagharị ahụ bụ nnọọ nke ọtụtụ ndị Arewa sonyere na ya, bụ ndị sitere n'ebe dị iche iche na steeti ahụ wee pụta iji gosipụta ndọnye ukwu ha nyegara gọvanọ Willie Obianọ n'ihi ezi ọnọdụ nke ọchịchị ya nye ha.
         N'okwu ya na mmemme ahụ, nnukwu onye enyemaka pụrụ iche nye gọvanọ Obianọ n'ihe metụtara okpukperechi ndị ụka Islam ma bụrụkwa Sarikin Awụsa n'Ọka, bụ Alhaji Garuba Haruna kwupụtara hoohaa na kemgbe okike steeti ahụ, na onwebeghi oge ha nwetara ezi ọnọdụ tọrọ atọ na steeti ahụ dịka nke na-enweta ugbu a n'ọchịchị gọvanọ Willie Obianọ.
       N'otu n'otu n'okwu ha dị iche iche, onye bụ Sarikin Awụsa n'Ọnịsha bụ Alhaji Ilyasu Iman, na ogbo ya nke Nnewi bụ Alhaji Salisu Kumba, tinyere onyeisi ndị Fụlani na steeti ahụ, bụ Alhaji Giddado Sadiq mere ka a mara na ha na-azụrụ nnọọ ahịa ha ma na-arụkwa ọrụ ọma ha dị iche iche na steeti ahụ na-enweghị ihe mgbakasị ahụ ọbụla maka ihi mmụọ ịhụ ịdị n'otu n'anya, nke gọvanọ Willie Obianọ nwere. Ha kwezịkwara nkwa inye ya nkwado zuru oke n'ịzọ ọchịchị ya nke ugboro abụọ iji hụ na ya bụ udo na ịdị n'otu tọrọ atọ ma bụrụkwa nke ga-adịgide.
         N'okwu nke ya, onyeisi otu na-ahụ maka ịhọpụtagharị gọvanọ Obianọ nke ugboro abụọ, bụ maazị Victor Umeh kwuru na ya bụ gọvanọ egosipụtana n'ezie na ọ bụ ezi nwaafọ hụrụ ala anyị na ịdị n'otu n'anya, ma sịkwa na ude ya na-ede n'ala Naịjiria na ụwa gbaa gburugburu. Ọ sị na nke ahụ na-eweta nnọọ ezi mmetụta nye ụmụafọ steeti Anambra bi n'ebe dị iche iche, ọkachasị na mgbago ụgwu ala anyị.
         Na nzaghachi, gọvanọ Obianọ kelere ndị otu Arewa ahụ maka nkwado ha nye ọchịchị ya nke ugboro abụọ, ma kwe ha nkwa ezi nchekwa nye ndụ na akụnụba ha na steeti ahụ. Ọ dụkwara ha ka gbaa mbọ bụrụ ndị na-erubere iwu isi, ka ha ghara itinye aka n'akparamagwa ọbụla nwere ike ibutere ha nsogbu n'ebe ha bi, na ka ha mekwa ka ndị ọrụ nchekwa mara babyere onye ọbụla a na-enyo enyo n'etiti ha.
        N'aka nke ya kwa, onye na-anọchite anya ọgbọ nta nkwado Njikọka nke abụọ n'ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti ahụ, bụ maazị Pete Ibida kpọkuru ndị gọvanọ ndị ọzọ ka ha ñomiri ma soro nzọ ụkwụ ezi onye ndu nke gọvanọ Willie Obianọ na-egosipụta, site n'idị n'otu, na-akpazugaghị onye ọbụla n'akụkụ n'ihi okpukperechi ya ma ọ bụ agbụrụ o si na ya.
Ndi otu ahụ nọzịkwara n'oge ahụ wee bụkuo abụ nkwado nyegara gọvanọ Willie Obianọ, bụ nke na-egosi na ha kwụ ya n'azụ gidigbaa na ya bụ nhọpụta na-abịa n'ihu.

1 Like

Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by nwaanambra1(m): 3:40pm On Sep 23, 2017
bia nwokem kwanyere onwe gi ugwu! angry

since when did arewa started deciding who governs anambra state ekwa! ??


dont compel people to vote PDP candidate out of anger! angry
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nutase: 3:52pm On Sep 23, 2017
Translate this trash.
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Ladyjumong(f): 2:51pm On Sep 27, 2017
Nutase:
Translate this trash.
and ur own is what ?
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nutase: 3:21pm On Sep 27, 2017
Ladyjumong:
and ur own is what ?
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Ladyjumong(f): 3:24pm On Sep 27, 2017
Nutase:
what do u mean by the language is trash
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by jaksmillioniar: 3:30pm On Sep 27, 2017
sekxy amarabae sinaj laveda wat did she say
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 3:35pm On Sep 27, 2017
jaksmillioniar:
sekxy amarabae sinaj laveda wat did she say

Don't ever ever ever mention me again
That's why u get banned all the time u just don't know how to act ... know ur level
Fuvk off my mention FB HB WM GYLORD

1 Like

Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by jaksmillioniar: 3:41pm On Sep 27, 2017
Lalas247:


Don't ever ever ever mention me again
That's why u get banned all the time u just don't know how to act ... know ur level
Fuvk off my mention FB HB WM GYLORD
did I put ur name?
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 3:44pm On Sep 27, 2017
jaksmillioniar:
did I put ur name?
Oh u didn't see where u said shot up
Don't worry every account will get banned keep playing with me
I worse pass those girls wey u think say they ban u .. trust me way worse

Na so u dey quote sekxy up n down u will still do the same to her
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by jaksmillioniar: 3:52pm On Sep 27, 2017
Lalas247:

Oh u didn't see where u said shot up
Don't worry every account will get banned keep playing with me
I worse pass those girls wey u think say they ban u .. trust me way worse

Na so u dey quote sekxy up n down u will still do the same to her
girl wat is ur problem wit me sekxy is my friend so I mentioned her if I like
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 4:29pm On Sep 27, 2017
Lalas247:


Don't ever ever ever mention me again
That's why u get banned all the time u just don't know how to act ... know ur level
Fuvk off my mention FB HB WM GYLORD
what's happening dear?
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 4:44pm On Sep 27, 2017
sekxy:

what's happening dear?
The fuvking DREG has before insulted a few times months ago I ignored him .. cause we all know he is sick in the head and a troll
So I pay him no mind

Anyway today I saw him insulting girls who didn't even mention him why And he says he is matured
So I made a comment on a post guttersnipe filth decided to HOP his attention seeking ass in my comment ..
telling me to shut up
Well today I am not in a good mood so there u have it ... they think they can just go another acting like kids grown ass men .. well
He should know now .. HE CAN THREAT FROM NOW TILL TOMORROW
The next time he tries it he will get what he is looking for ..
trust me u see how he is smiling with u that's wt he does tomorrow he will call u names ask anyone who really knows him .. U know I gentle so for me to address him this way u now I'm irritated ..
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nutase: 5:06pm On Sep 27, 2017
Ladyjumong:
what do u mean by the language is trash
I did not say the language is trash. I was referring to the post.
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 5:16pm On Sep 27, 2017
Lalas247:

The fuvking DREG has before insulted a few times months ago I ignored him .. cause we all know he is sick in the head and a troll
So I pay him no mind

Anyway today I saw him insulting girls who didn't even mention him why And he says he is matured
So I made a comment on a post guttersnipe filth decided to HOP his attention seeking ass in my comment ..
telling me to shut up
Well today I am not in a good mood so there u have it ... they think they can just go another acting like kids grown ass men .. well
He should know now .. HE CAN THREAT FROM NOW TILL TOMORROW
The next time he tries it he will get what he is looking for ..
trust me u see how he is smiling with u that's wt he does tomorrow he will call u names ask anyone who really knows him .. U know I gentle so for me to address him this way u now I'm irritated ..



yeah I understand, ,he's always like that..
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 5:17pm On Sep 27, 2017
sekxy:

yeah I understand, ,he's always like that..
Anyway how u are jare ... how ur side
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Ladyjumong(f): 5:19pm On Sep 27, 2017
Nutase:
I did not say the language is trash. I was referring to the post.
how did u concluded twas trash when u dnt understand what was written.
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by jaksmillioniar: 5:20pm On Sep 27, 2017
sekxy:

yeah I understand, ,he's always like that..
even u no wahala u didnt see wat dat thing put am not surprised. enemy as friend.
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nutase: 5:22pm On Sep 27, 2017
Ladyjumong:
how did u concluded twas trash when u dnt understand what was written.
when he translates it I will change my conclusion. But for now anything I can't read is trash.
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 5:28pm On Sep 27, 2017
Lalas247:
Anyway how u are jare ... how ur side
fine, nothing much,,yours?
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 5:29pm On Sep 27, 2017
sekxy:

fine, nothing much,,yours?
Stressful day dear sad
Few things messed up at work .. but will get over it sha
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 5:30pm On Sep 27, 2017
jaksmillioniar:
even u no wahala u didnt see wat dat thing put am not surprised. enemy as friend.
And you say you are mature .. what did she do .. GROW UP
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 5:30pm On Sep 27, 2017
jaksmillioniar:
even u no wahala u didnt see wat dat thing put am not surprised. enemy as friend.
she can't just get angry unnecessarily, if she had asked you to mind your business,then observe that
.

1 Like

Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 5:32pm On Sep 27, 2017
Lalas247:
Stressful day dear sad Few things messed up at work .. but will get over it sha
aaw,,sorry about that dear. hopefully ,everything will fall in place.
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 5:36pm On Sep 27, 2017
sekxy:

aaw,,sorry about that dear.
hopefully ,everything will fall in place.
Yes one order for wedding this Saturday went missing .. called the courier company we use and they can't find it
Had to refund £754 angry I'm not happy at all lol but it happens I will get over it just hate when ppl don't provide a service you pay for ...

But yes once I chop chill I will get over it smiley thanks
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by jaksmillioniar: 5:41pm On Sep 27, 2017
sekxy:

she can't just get angry unnecessarily, if she had asked you to mind your business,then observe that
.
u hav expose ursef who u are av heard u pls unfollow me cos av done dat hav a nice day
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 6:02pm On Sep 27, 2017
jaksmillioniar:
u hav expose ursef who u are av heard u pls unfollow me cos av done dat hav a nice day
did I ask you to follow me before? biko piss off

2 Likes

Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 6:04pm On Sep 27, 2017
Lalas247:

Yes one order for wedding this Saturday went missing .. called the courier company we use and they can't find it
Had to refund £754 angry I'm not happy at all lol but it happens I will get over it just hate when ppl don't provide a service you pay for ...

But yes once I chop chill I will get over it smiley thanks
nawa oo,,was really a bad day.
@bolded,you will o
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 6:05pm On Sep 27, 2017
sekxy:

nawa oo,,was really a bad day.
@bolded,you will o
Yes o but it's ok sha wink

1 Like

Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 6:10pm On Sep 27, 2017
Lalas247:

Yes o but it's ok sha wink


My azz... how are u pretty one tongue








Thanks ladies for having azz.
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Lalas247(f): 6:10pm On Sep 27, 2017
Assman:



My azz... how are u pretty one tongue

Thanks ladies for having azz.
How did u find me Biko grin
Re: Ndị Arewa Ekwena Nkwa Ịkwado Obianọ Nke Ugboro Abụọ. By Izunna Okafor by Nobody: 6:16pm On Sep 27, 2017
Lalas247:

How did u find me Biko grin




Oh how will i not find u when ur walking up and down everywhere with that sexy ass.
Im definitely sniffing ur ass around
Yea its eazy.!!


Wait what im i hearing abt my azz biko undecided






Thanks ladies for having azz

(1) (2) (Reply)

Ogun Ti Won Kii Fi Paro Mon Eniyan / Spiritual Husband Or Wife Solutions / Why Don't Africans Cream Themselves?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.