Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,162,030 members, 7,849,159 topics. Date: Monday, 03 June 2024 at 03:31 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (54) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (279382 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (51) (52) (53) (54) (55) (56) (57) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:04pm On Aug 20, 2008
hmmn
isi agbakalam na threadia.Nid prof ole ka anyi nwere hia?
unu nile emela.N'ezie ,a nwuko amiri onu o gba ofufu
there is great strenght in unity
Re: Igbos come show your proverbs skills by ibrahiem(m): 6:45pm On Aug 20, 2008
una dey try,kip ur flag flyin.aint no one like u
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 7:52am On Aug 21, 2008
Ilu Igbo continues…

Ili a na-awara nwa nza kariri ulo o bi na ya mgbe o di ndu
The grave dug for the "nza"a very small birdis bigger than its abode while alive

Who knows the English name for "nza"?

Mmanya nkwu a naghi ako n'Udi
Palm wine is never scarce in Udi (Udi is in Enugu State)

Oke okwa kpudoro ite di oku, ya na osuso na-eme
The big mortar covering a hot pot sweats profusely

Warning: Don't take these sayings literally, they all have implied meanings. For more information, consult your grandfather  grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 8:39am On Aug 21, 2008
ifyalways:

unu nile emela.N'ezie ,a nwuko amiri onu o gba ofufu
there is great strenght in unity

Ify, Ekwghi m. Ihe ahu bu nkowa; obughi ntapi. Biko tapiara anyi ya na bekee. grin

echelon:


Who knows the English name for "nza"?


I think "nza" is a species of sunbird. Can somebody confirm pls?

echelon:


Mmanya nkwu a naghi ako n'Udi
Palm wine is never scarce in Udi (Udi is in Enugu State)


Eche, ufodu oge, mmanya nkwu na-akokwa n'Udi grin grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 8:44am On Aug 21, 2008
ibrahiem:

una dey try,kip your flag flyin.aint no one like u


Daalu nwoke oma. Bia n'esonye anyi na mgbe na mgbe. kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:13am On Aug 21, 2008
Yes nza is a sunbird, comfirmed! wink

Mana Kashif, I can't remember ever being to Udi without finding nkwu ocha, even if it is midnight you shall get at least a keg grin

Onye no mmadu nso na anu isi onu ya
Only he who is very close to you that can perceive your mouth odour
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 11:33am On Aug 21, 2008
@Kashif na Youngies, udo diri unu.
@Ify onye nlovuru ndewo.

Igbo-gburugburu, ya giziere unu ncha!

Igbo si na: onye mmadu nwunahara bia igba mbibi na ebe gi, si biye ya, makana onwu adighi eyi agba. Mana onye nwunye ya muru nwa bia, si gi ebinyeneya, makana onwa itolu ezugo ya ikwado.

If someone who lost a dear one comes to borrow money from you, lend him/her because death does not give notice, but if a man whose wife has just given birth comes, don't bother to lend him because nine months is enough notice.

Igbo kwenu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 1:15pm On Aug 21, 2008
Mortiple, infact, E ji m gi ugwo maka ilu a I turu. Birikwa O!
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 1:40pm On Aug 21, 2008
ifyalways:

Na wao,o gini choro ime ebea?unu ebidokwa ozo  angry angry angry
o nwere omenala ndi ufodu ebe na ala igbo na eme na agbam hari.o buru na nwanyi na nwoke na eme enyi,along the line,nke nwanyi abia di ime,nke nwoke emebeghi ihe obula n'isi nke nwanyi sha  angry mana onye o bula ma o na eme di babe enyi.O buru na dika ihe uwa siri di,nke nwanyi anwuoo with the afo ime chukwu buru anyi nile ihe ojoo! ndi be nke nwanyi asi ha luo di girl na onwu.ie o ga agba nkwu di girl mecha ihe nile a na eme n"isi nwanyi bia lie ya ka nwanyi ya.udika ihe a ,o di nma na echiche gi 
to me oooo,am not a fan of sex before marriage  cheesy but still,e cherem na di omenala dikwa njoo  undecided anyway  undecided

E cheghi m na obu aru ma e nyochaa ya enyocha. Nwoke obula kpooro nwanyi dewe n'ulo ya kwesiri I ma na aturu na-epu mpi, ekwo kwesiri I di ya aro. Ihe di na nwanyi abughi egwu achi utaba n'aka agba. Akaa ndu, a kaa onwu.

Oburu na nwanyi ahu aturu ime, aha onye ka nwa ahu g'aza m'oburu na emighi ego n'isi nne ya? Oburu na nwanyi ahu adaa n'afo ime, ebee ka a ga-eli ya? A ga eli ya na ngwuru be nwoke ahu ma oburu na nwoke ahu emeghi ihe obula n'isi ya? Oburu na nwoke ahu choro I kporo nwa 'nwunye' ya muuru ya tupu O nwuo, O ga-ejisi ike mee ihe di n'isi ya. Obu aru n'ala Igbo ili nwanyi na be nwoke na-enweghi ihe obula O mere n'isi ya.

N'onwa gara aga n'obodo m, udiri ihe a mere. Onwere otu nwa agbogho otu nwoke choro ilu. Ha kaara igba akwukwo na Ista gara aga mana nwoke ahu biara nwee nsogbu. Mana tupu mgbe ahu, nwa agbogho a aturula ime. Dika ekwensu si alu olu, O wee daa n'afo ime ahu. Nwoke ahu jiri aka ya mata na O ga e meriri ihe di n'isi nwa ahu tupu adonye ya n'ala. Odighi onye obula huru ya k'obu mmegide. It is due process.

Nwanyi abughi nwunye gi ma I meghi ego n'isi ya; ma O di ndu, ma O nwuru anwu. Anyi ga-anabata ntunye obula (are we digressing?) undecided

Ilu please grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:28pm On Aug 21, 2008
Ahia di nma nere onwe ya
Good market sells it self

@Ify Ya gazie
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:57am On Aug 22, 2008
GrandPa used to say this:

Onye ugwo onwa ya ezurolu, ova taim agaghi ezughi ya
Whoever his salary is not enough for, his over time pay still won't be sufficient
Re: Igbos come show your proverbs skills by Kashif(m): 4:41pm On Aug 22, 2008
Eziokwu k'Ikwuru nwanna!

Maka na ihe A kpachatara n'akuku ite na-ana n'akuku onu.
What is gotten from the side of the pot ends by the side of the mouth

I shall be MIA for a little while cry

Ify, Eche, Mortiple, Yougies, Rubi, Onyinye na ndi ozo, A ma m na oku a agaghi anyunari anyi. Igbo kachaaaaanu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:48pm On Aug 22, 2008
Onye ugbo gburu nti chiri ya
whom train killed is because the person is deaf
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:11pm On Aug 22, 2008
Kashif, I lukwaa na field, gbutakwara anyi anu nchi, I nula grin

Umu Igbo, happy weekend.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:34pm On Aug 22, 2008
lol
umunne,threadia na enyem Joy kiss
Unu sorom kele chukwu,o mere m ihe di egwu.lol,o gozirm excess.onum juru na ekele cool
@all,weekend oma nu.unu bilitekwa na oge maka egwu boolu anyi. wink wink wink
Kashiff,sure,anyi ga e missikwa gi. ije oma,
Mortiple ,lol anom nma.dalu
rubi kiss
Echelon,dede ka nka
Youngies,ole ije? i full ground grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by obongyi: 1:32am On Aug 24, 2008
Ndi Igbo siri na okuko na e ji otu ukwu a ga i mgbe o gara ebe di ohuru

When a chicken goes to a different land it stays with one foot
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:46am On Aug 24, 2008
obongyi:

Ndi Igbo siri na okuko na e ji otu ukwu a ga i mgbe o gara ebe di ohuru

When a chicken goes to a different land it stays with one foot
obongyi:

Ndi Igbo siri na okuko na e ji otu ukwu a ga i mgbe o gara ebe di ohuru

When a chicken goes to a different land it stays with one foot
LOL
owu onwe gi ka i na agwa ugbua ? cheesy
@Topic,Onye ji mmadu na ala jikwa onwe ya.
when u are holding someone to the ground,u are indirectly holding yourself too
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:49am On Aug 25, 2008
Ekene!!!!

Ndi be anyi si na: ogo bu chi onye
Your inlaw could be your saviour


Ify abeg kpoo m isi akpuru Albert wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 10:52am On Aug 25, 2008
Igbo bu Igbo, kwezuonu!

Igbo si na: Odinkpa ka edewe okenye na ulo ka umuazi ghara iri udele kpoya egbe nkirika (nkirika).
It is important to have an elder around in every home so that children would not eat vulture thinking it is a dirty hawk.

Echelon, Kashif, Rubi, Obongyi, Ify-kem, nakwa ndi ozo, jisinu ike. Obu ebe a ka ana ama ndigbo nujuru mmiri ara afo.

Ndewo nu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:05am On Aug 25, 2008
eeehmm mortiple

Mana asi uzu na amaghi akpu ogene lee egbe anya na odudu
A blacksmith who is finding it difficult moulding a gong, should take a look at the tail of a hawk for inspiration
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:57pm On Aug 25, 2008
obongyi:

Ndi Igbo siri na okuko na e ji otu ukwu a ga i mgbe o gara ebe di ohuru

When a chicken goes to a different land it stays with one foot

k am kwpucha ya

Ndi igbo siri na okuko na eji otu ukwu eguzo ma oga ebe di ohuru ono abali abuo ma obu kari ojiri ukwu abuo guzo mgbe ahu ebe ono edoleya anya

ifyalways:

lol
umunne,threadia na enyem Joy kiss
Unu sorom kele chukwu,o mere m ihe di egwu.lol,o gozirm excess.onum juru na ekele cool
@all,weekend oma nu.unu bilitekwa na oge maka egwu boolu anyi. wink wink wink
Kashiff,sure,anyi ga e missikwa gi. ije oma,
Mortiple ,lol anom nma.dalu
rubi kiss
Echelon,dede ka nka
Youngies,ole ije? i full ground grin

Ihe ikwuru bu esi okwu ihe mmuta di na threadia di too much na emekwa obi paulina paulina
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:43pm On Aug 25, 2008
Onye isi anaghi edu onye isi
A blind man cannot lead a blind man

I were otu mkpisiri aka na atu madu ano foro afo na atu kwa gi
If you point one finger at someone the rest of the four is pointing/talking back @ you
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:36pm On Aug 25, 2008
o ga na agakwa
@Kashiff,i hope na i nwere ije oma,rutekwa na udo?i ga alotakwa n'udo.Ya gazie.
Youngies,i si gini?kedukwa nke bu isi albert? cheesy cheesy lol,nwe ndidi biko wink
Mortiple,lol. . . . .kwupu okwu.deme dede.
Echelon,a nam ekele oooo. cool
obongyi.kedu?aha gia dikwa egwu.biko, o bu aha igbo ka o bu gini?
rubi, kiss kiss.Ya gazie.o nwere ihe m ga akoro gi laterz wink
@topic,lol okwa maka ndi isi(blind) ugbua?lekwanu nke m:
Onye na esiri onye isi nri na egbu ufifi ma o siwe nri.
one who cooks for the blind whistles all tru the food preparation
Ebe ndi isi abuo na eri nri,nani Chineke ma onye gworo ofe
when two blind men are eating,only God knows whos cheating who.
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:05am On Aug 26, 2008
eeehmn Ify ndidi ga abuzi aha m okwa ya?

Ihe ana agwa onye isi bu na mmanu adighi n'ofe obughi na nnu adighi ya
You can only tell a blind man that there is no oil in the soup, not that there is no salt in it


Nke onye chiri ya zere
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:13pm On Aug 26, 2008
Nwanya luo di abuo o mara nke ka nma
When a woman marries two husband she will know the the good one among the two

Kama nwoke ga alu nwanyi abuo ya mezue ha ato nihi na abuo ga ekwe katokariri mana ato oga enye nsogbu ikwe
Instead of a man to marry two wives it is better for him to marry three because two will always agree but three always finds it very hard to agree
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:32pm On Aug 26, 2008
Youngies,o bughi aha ojoo cheesy ndidiamaka grin
@Topic,Ehi na enweghi odu chi ya na achuru ya ijiji
the cow without tails,his god chases houseflies for him
unu gere tu egwu

https://www.youtube.com/watch?v=uivm48zXqSw&feature=related
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 9:31am On Aug 27, 2008
Igbo kwenu!

Igbo si na: Onye di nkirika (nkikara) jee okwukwu, asi ya nyere ndi na egbu anu aka.
Whoever attends a funeral in tattered clothes would be asked to assist the butchers.
grin grin

Echelon, Youngies, Rubi, Agaba, Ify kem, na ndi ozo, obu ngiri di ime? (Ngwa dialect)
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:09pm On Aug 27, 2008
Aja onye akidi okwo ta ozo
If you praise a woman that prepares lipsrsealed she will prepare another one

Eze puo eze anochie ya
If a king leaves another king will replace him
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:01pm On Aug 27, 2008
Anyi no ya !
ikuku ebu ugwu(mountain) cool
Kashiff,i garuola?,gbadokwa anya !
@Topic,Onye fee eze,eze erute ya aka
if you respect a king,u might get to be a king someday undecided
ilu korom badly sad
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:07pm On Aug 29, 2008
Aka nri kwuo aka ekpe aka ekpe a kwuo aka nri
Right hand washes left hand and left hand washes right hand

@Ify mu na gi n'emezi hide and seek kiss smiley miss you
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 5:09pm On Aug 29, 2008
Ndi be anyi si na:

Aji ekweghi ka a hu na ewu na osusoo na eme
The goat is profusely sweating but it's fleece doesn't allow this to be seen
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:57am On Aug 30, 2008
@Rubi,n'ezie okwu,oku di over wink O nwere ihe jisim aka ike.agam agwa gi more someday wink kiss
@Topic,nku onye kpara na okochi ka o ga eji sie nri na udu mmiri
the firewood that one gathers during the dry season wud he use in the rainy season
Mmiri onye chutere na udummiri ka o ga anwu(drink) na okochi
the water that u fetch in the rainy season wud u drink in the dry season
Were ehihie chowa ewu oji
make hay while the sun shines
Awo anaghi agba oso ehihie na efu wink wink cool

@all onwa mba na ha erute nso.iyi agaghi eri anyi !

(1) (2) (3) ... (51) (52) (53) (54) (55) (56) (57) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 96
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.