Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,206 members, 7,818,704 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 10:12 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (6) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292551 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:29pm On May 27, 2010
Bia Darfur onwere onye nhuru na eme tea ka ndi awusa festac na tarafaga, owu gi di ihe ahu? onye ahu na asu asusu dika ndi owerri onwuya mere ihe nji na aju. jisie ike nwanne maka onye ayiyo ka onye oshi mma. grin grin grin

Biko onye na aga fada edeh jide kwa candle ato of diff colours maka nani agaba, ofu candle agaghi ezu maka ihe jiri ya wu nwoke na isi kariri akari.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:51am On May 28, 2010
Le lee nwa aruru alaa? O kwa gi si na nke ibu wanye m i ji mara ihe m bu ka oha. Biko nke I bu ka. Werekwa candle isii different colours ma I gawa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:28pm On Jun 02, 2010
agaba kedu nke neme ? inaghi ajukwa ase m anyi ona ese okwu ,mana onweghi ihe mebiri aka m nokwaya , ify , tosh na ndi nile igbo na masi anam ekele onye obula daalu kwanu

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:14am On Jun 03, 2010
biko nu kee onye ma onye kuru egwu ahu si na "ano m na ofe na asu putu putu" Agaba any idea?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 10:51pm On Jun 06, 2010
ebee ka ndi igbo nile gala, bikonu treadia adighikwa ka odi na mbu , biko onye obula nye aka kpoghachite umunne anyi nile azu
mgbe mbatara ebea na oge mbu onye obula na na tunye okwu kwa ubosi mana ugbua odighizikwa otua,
ndi igbo anyi ji eme onu bikonu ka anyi nyuko mmamiri onu ka ogba ufufu
ekelekwam unu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 11:35pm On Jun 08, 2010
ogamba:

ebee ka ndi igbo nile gala, bikonu treadia adighikwa ka odi na mbu , biko onye obula nye aka kpoghachite umunne anyi nile azu
mgbe mbatara ebea na oge mbu onye obula na na tunye okwu kwa ubosi mana ugbua odighizikwa otua,
ndi igbo anyi ji eme onu bikonu ka anyi nyuko mmamiri onu ka ogba ufufu
ekelekwam unu







Okwu gi amaka.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:26am On Jun 19, 2010
Umigbo kedu nke na-eme? onye obuna agbaala oso

Ikomi O dika Camerom ji gi n'oru?

Dafur, ha si gi Ikwusi i re Ota pia pia gi, ogwu oke na garri ?

Otele Ike nsi bia ebe a

O lekwanu presido, O ju ujo achu nwanyi

Kedu maka Toshi nwanyi? Anu a na agba egbe O na-acho condom, the crown prince of umumkpi

Bia Ogamba, isi m mere gi nini? A no m ya. Ozioma TV

Andre a no m ekele oo
echefuikwa m Romie, ama m na nwanyi alakuba akparala ya aka. uwa di egwu oo

Nke onye na-eme ya gaziere ya ooo.

Udo di
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 6:47pm On Jun 19, 2010
Umunne m anyi no ya o! Eji m aka na ukwu siri onye o bula ike n'ala. Ekele m unu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:11pm On Jun 19, 2010
Wislet,

Udo di. Ukwu di siri anyi ike na ala.
Ndewo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 11:18pm On Jun 19, 2010
Wislet:

Umunne m anyi no ya o! Eji m aka na ukwu siri onye o bula ike n'ala. Ekele m unu.
Bia Wislet, onwekwara ka okwugia di. Kedu ihe i choro ka ndi ngworo na ndi ozo ukwu na enye nsogbu. I mean those who are lame and those with lower limb problems.
Kwayere ha ugwu.
Ugwu wu nkwi nkwi nwanyi amuta ibe. (Popular Isinweke saying).
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Wislet(f): 12:02pm On Jun 20, 2010
coolNwanne m, okwu ahu aputaghi ihe iche na o bu. Ihe o putara bu na eji m aka na onye o bula ji nke o ji, ma o bu na onye obula di mma. Ighotala? O bu akpaalaokwu.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 6:47pm On Jun 20, 2010
Urhobo waaadoooooooooooooooooo!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:49pm On Jun 20, 2010
lol
Chamosex kedu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 6:57pm On Jun 20, 2010
Odi mma . . . .Dalu
Ote kwana smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:01pm On Jun 20, 2010
Hmmmm O tegokwa

I na-anwa grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 7:08pm On Jun 20, 2010
Ogini? cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:10pm On Jun 20, 2010
You have reached the last bus stop.
I said 'you dey try'
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 7:20pm On Jun 20, 2010
Ehe smiley
Anya m ji fu gi egbulam
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:52pm On Jun 20, 2010
chamotex:

Ehe smiley
Anya m ji fu gi egbulam akpoola
I heard you are dating an Igbo girl
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 5:05am On Jun 21, 2010
agaba mkpum cheesy i ka di ndu? anuru m na i gbara okada from london to south africa, the okada emebie na sahara desert. olee ete ishi survive-o the thing?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 12:25pm On Jun 21, 2010
Chei lekwa onye iberibe ibe m a

Oburozi gi bu m na the Okada? Echekwara m ma I nwuru na Bokina faso mgbe Okada gi mere mmebi m banye Keke napep. grin
Ahinze chukwu na I ka di ndu. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 8:32pm On Jun 23, 2010
ehheeeeeeeeeeeeee tredia a adikwala ka ona adi na mbu, agaba anam ekele ima na iso na ihe ana eme na tredia , mana gwam nke bu eziokwu anurum na isi obodo elizar gbara okada we jebe south africa , inwekwara luck oo maka oburu na ndi lebel angola no na province cabinda jidere gi ndi togo team kara ika gi mma , ima na obu ebe m no amam maka ha ofuma , mana ifulozi ihe ndi (spoiled eagle) mere anyi ofolo obele ihe kam nju nri nwunyem butere m mgbe ha tere anyi ure
mana biko onye obula agbazila okada ije south africa maka ile egwulegwu iko uwa nile, onye obula choro ije south biakwutem agam enye ya ego oga eji banye ugbo elu ya kpoturum na igwe okwum 090419419 agam ezitere ya ego site na aka ndi western union , unu ma na abum omepuru onye ona erido

ekelekwam unu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 2:32am On Jun 24, 2010
ogamba ya awuru ugbua akupuru nigeria ka i ga ekwute okwu free ticket to south. after agaba gbara okada ga tokiri na sahara desert ebe o n'acho iga lee bolu.
anyway, inwekwara ike nye m ya wu ticket, aga m ere ya ebea jiri ga zuru garri na south london from otele grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:34pm On Jun 30, 2010
Oteleeeeeeeeeee cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 12:00am On Jul 01, 2010
missing me? cheesy
agara m vacation. wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:09am On Jul 01, 2010
Ike nsi

Welcome back! cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by anitabest(f): 11:36am On Jul 01, 2010
Ndi Igbo ara agbakwala unu ooooooooo. kele nu, drink nu, onwu nu hahahahahahahahaha. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:19am On Jul 05, 2010
umunna, toshmann nwa mama na ekele unu o,
agbusi gbara otele 1
eju n'efe n'elu
anu ana agba egbe . . o n'acho condom 1
crown prince of umumkpi1
the first son of the great ezeala1 of umumkpi, . . . . conqueror of the british empire.
grandson of ezemkpoto1 of umumkpi
great grandson of eleweukwu1 of umumkpi . . . . hero of the war of attrition of 1849.
great-great grandson of adagaduga . . . founder of the ancient kindgom of umumkpi and leader of the great migration from the land of adigboloja in the valley of zambezi to umumkpi just east of the niger.
tuonu m aha umunne m, odighi easy cool
maka ndi nu na obodo obama, hapi indipenda. king george gbakwaa uka.
maka ndi huru m n'anya . . si nu m hapi bayiday(birthday) echi 5th july
maka ndi hate-iri m, ga kpoonu ishi na okwute bu aja tongue
maka umuoma nile mara mma . . . ya gazie
maka ndi joro njo . . .chegharianu

cha-cha-cha . . igbo kwenu . . yaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:36am On Jul 05, 2010
Toshi onye nke m

the crown prince of umumkpi
Anu a na-agba egbe O na-acho condom
Agbakaria O dokara g-string

happy birthday ooo!!!!!!!!!!!!!!!!!
Rienu, nuooonu

Iseeeeeeeeeeee
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:33pm On Jul 05, 2010
Toshieeee cheesy
Happy birthday oooh.Jehovah a gaghi ekwe ka G-string na ihe nile no na ime ya gbuo gi.I ga adi ndu. . . I ga emeri all types and kinds of onwuwa G-strings.Happi buffday kiss kiss kiss
[s]Im giving u a special treat,paying Felimbombo to be with u for 3 days [/s] cheesy
otele:

missing me? cheesy
agara m vacation. wink
Yeah
Otele m biara kpachie for some days.Nna mehn it wasnt funny.Otele di soft dikwa nkpa nwannem,ejighizim Otele m eti play cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 4:05pm On Jul 05, 2010
Nezia Nezia, Obodo anyi wu Naijiria emegi ofuma na egwuruegwu bolu mba uwanile (world cup). Mana nwa afo Igbo Chineke goziri agozi mepukwara anyi n'ihere. Aha ya Kalu Uche. Ogbalikwara kunye okpu golu abuo. Biko kupuru ya aka. Igbo ndi Chineke goziri agozi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:09pm On Jul 05, 2010
Agbamafo Oma Toshmann. Igbo ekelela m unu.

1 Like

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.