Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,248 members, 7,818,849 topics. Date: Monday, 06 May 2024 at 06:34 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (9) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292606 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by hackney(m): 11:46pm On Aug 20, 2010
Ndi oma ekelee m unu.
Obu nwa afo kara aka na ekele.
Ndi chukwu goziri agozi.
unu ga na ejeje na abata abata.
Cheta nu ; o nuru ube nwanne agbala oso.
ngwa gaa nu n'iru
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ivynwa(f): 12:34am On Aug 22, 2010
@Agaba

Ewoo! Agaba Nwanne mmadu, amakwanu m n'obu anya ka i na atabiri m. Kedukwanu ihe i na atabiri m anya, i na e feel hot?----(biko chia ochi ntakiri). Ngwanu ndo nwanne m nwoke, biko ewela iwe. Egwu biara m mgbe m huru udi attack ahu igbara m. Biko kaba ahu fichapu ihe ahu igwara m n'ihi na m efichapu go akuko ochi ahu nke mere na onye guo ihe idere o gaghi aghotazi ihe ina ekwu. Ighotara ihe m kwuru. Ngwa nodu nke oma nwanne, udo diri gi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by 0hsisi: 2:15am On Aug 22, 2010
hackney:

Ndi oma ekelee m unu.
Obu nwa afo kara aka na ekele.
Ndi chukwu goziri agozi.
unu ga na ejeje na abata abata.
Cheta nu ; o nuru ube nwanne agbala oso.
ngwa gaa nu n'iru

E kele kwa m gi nwanne m nwoke
Onwu ike abughi nke umu Igbo
Chineke gozie kwa gi otu oma i si we gozie anyi
Jehovah na di ndu


[flash=425,400]
https://www.youtube.com/watch?v=0yH8aJP_Exc?fs=1&amp;hl=en_US"><[/flash]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:26am On Aug 22, 2010
0hsisi:


[flash=425,400]
https://www.youtube.com/watch?v=0yH8aJP_Exc?fs=1&amp;hl=en_US"><[/flash]

Powerful song.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ivynwa(f): 3:56am On Aug 22, 2010
@Ohsisi and Ileke-Idi

Egwu unu ahu tokwara uto mana otakarigho nke a m huru n'anya nke ukwu. O bu Egwu Jesus by Sister Ogechukwu, Nezie n'ezie egwu ahu na eme m nnukwu obi anuri. Ngwaa leenu ya gere----


https://www.youtube.com/watch?v=Sm3oToVTEn0


https://www.youtube.com/watch?v=EDCdTWlAL_M
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:46pm On Aug 22, 2010
Ivynwa:

@Agaba

Ewoo! Agaba Nwanne mmadu, amakwanu m n'obu anya ka i na atabiri m. Kedukwanu ihe i na atabiri m anya, i na e feel hot?----(biko chia ochi ntakiri). Ngwanu ndo nwanne m nwoke, biko ewela iwe. Egwu biara m mgbe m huru udi attack ahu igbara m. Biko kaba ahu fichapu ihe ahu igwara m n'ihi na m efichapu go akuko ochi ahu nke mere na onye guo ihe idere o gaghi aghotazi ihe ina ekwu. Ighotara ihe m kwuru. Ngwa nodu nke oma nwanne, udo diri gi.

Eh m si gi na m na e feel hot i ga eme ka o di mma? wink

O buru maka ihe m dere, onweghi nficha. Ihe edere edego ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 2:51am On Aug 26, 2010
O teeeeeela nde nke anyi. Ya mere, asi m ka m tufuru nu ekele ntakiri. Eji m aka na ahu dicha unu niile ike. Jide nu nke unu ji.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:29am On Aug 26, 2010
A-demola adeshina, Ademola adeshina
he passes the ball to henry nwosu
Henry nwosu 'suko' the gol


Ch. Henry nwosuuuuuuu
Fired the bolu inside the net X2
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ezeagu(m): 7:47pm On Aug 27, 2010
[size=5pt]3000th!!![/size]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Myluv1: 12:22am On Aug 28, 2010
Igbo mmamma nu o! Alaghachitela m n'ogbo ogbako anyi a, Obi bu m so Polina Polina na ihe na-agazi nke oma n'ebe a, Ndewonuoo!!
agabaI23:

A-demola adeshina, Ademola adeshina
he passes the ball to henry nwosu
Henry nwosu 'suko' the gol


Ch. Henry nwosuuuuuuu
Fired the bolu inside the net X2
Dee Agaba, o ga-adikwa nnoo mma ma o buru na Alh. Aminu 'Manye-garri' emee gi NFF komentator! (chia). Ama m na i ga agbo ihe ewu na-eri, Ekele m o!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 2:00am On Aug 28, 2010
My luv!:

Igbo mmamma nu o! Alaghachitela m n'ogbo ogbako anyi a, Obi bu m so Polina Polina na ihe na-agazi nke oma n'ebe a, Ndewonuoo!!
Dee Agaba, o ga-adikwa nnoo mma ma o buru na Alh. Aminu 'Manye-garri' emee gi NFF komentator! (chia). Ama m na i ga agbo ihe ewu na-eri, Ekele m o!

Nwanna Okwanu egwu anyi guru mgbe anyi di na nwata.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by pslm23(f): 5:23pm On Aug 30, 2010
Ututu oma to all fellow Igbonites! I'm proud to be an Igbo gal and an Anambranite to cap it off! grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ivynwa(f): 3:32am On Sep 01, 2010
Nwa okpu Anambra  inaluona, Nnoo. Ndi umu ada ibe gi nokwa ebea biko bia bie anyi oma Nnenne.
Yeah, this is how we do it in our beloved Anambra, Pslm23 isn'nt it?

Nneoma biko ubochi ozo ibatara ebea, cheta suo Igbo maka na imegho etu aghu, anyi bu umu okpu adaa gi ngha. Imakwa na ejighi umu okpo egwu egwu, gbakwaara nsogbu umu okpu oso. (Ivynwa dodo aka na nti ya n'ekwu si) "Akam adighikwa ya"
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:56am On Sep 01, 2010
Ndi Igbo  sad

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-505977.928.html

Unu lekwa nwanne anyi nwanyi,ebe o tere onwe ya pooti na ihu.
O nwere onye Mbaise no ebe a,lenu foto ya,onye nuru ya gwa ibe ya.Ndi nwere mmadu na USA beware,make your brother no go carry dis one come as wife.Heard shes on world tour with D STOLEN MONEY . . .onye o bula beware.
Ikomi,Presido.Darfur,Romeo,unu nakwa acho okuko igbo . . beware of NNEKA ANYAWU!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by grafikdon: 3:39pm On Sep 02, 2010
Ndu be ayi Ndewo nu. Asu m ka m mala nke n'eme ibene, maka na otee ne aka ntili isi kanwa grin grin grin Ma nsogbu aduro, agham na etie anya ika mma mma na mmala mma, maka na ya bu ive gha ata aru na nti ma ashi na munwa amaro ive n'eme n'ika.

Ngwanu, ka odi onene. Okwa ndu be ayi su na mbosi nta achuwa na owele nchi. cool cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 4:14pm On Sep 02, 2010
ifyalways:

Ndi Igbo sad

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-505977.928.html

Unu lekwa nwanne anyi nwanyi,ebe o tere onwe ya pooti na ihu.
O nwere onye Mbaise no ebe a,lenu foto ya,onye nuru ya gwa ibe ya.Ndi nwere mmadu na USA beware,make your brother no go carry dis one come as wife.Heard shes on world tour with D STOLEN MONEY . . .onye o bula beware.
Ikomi,Presido.Darfur,Romeo,unu nakwa acho okuko igbo . . beware of NNEKA ANYAWU!!!

Ifyalways, owu kwa'gi obere ihe oooohh. I missed the whole show, nwa ahu eriela inspired gbogbotigbo. cheesy

And onweghi ihe onyeturu the maga in terms of flesh grin, $14k = 9 thounsand pounds, owu ya ka Agaba si "is no money", ohsisi naaa eti kwa mba, see truck see pothole.

Osiiiiii na Agaba since "its no money" unu gbalia ziterem 5 thousands pounds, thank you in advance. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:56pm On Sep 02, 2010
Ikomi sharrap there. Kedu ebe I no eri oge? Ikpokwala m aha ozo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:28pm On Sep 02, 2010
Ikomi:

Ifyalways, owu kwa'gi obere ihe oooohh. I missed the whole show, nwa ahu eriela inspired gbogbotigbo.  cheesy

And onweghi ihe onyeturu the maga in terms of flesh  grin, $14k = 9 thounsand pounds, owu ya ka Agaba si "is no money", ohsisi naaa eti kwa mba, see truck see pothole.

Osiiiiii na Agaba since "its no money" unu gbalia ziterem 5 thousands pounds, thank you in advance.  cheesy
Ikomus  angry
Just be kiaful
Ohsis or whatever shes called is the most hypocritical fella on NL.quote me anywhere !
As if she can afford to dash someone 100N,o si from nowhere daputa na ako June 12.
Nwa agboghobia kara obi rie okpurukpu ego onye ozo ha otu a,onye elu kpo ya ka e mezie udo,oju,onye ala kpo ya,oju.MMadu di ndu kporo onwe ya a christian mother a bia ihe odi intrested in awuru aha di girl Inspired postu-ru.If at all no owu ezigbo mmadu,she could have called or contacted her thief god-daughter and talk sense into her head then plead with inspired to take off the whole thing.
bleeping hypocritical goats,im not suprised though,i know her all along.Ihe o na amachaghari na NL no be for me,my eye dey see pass all her show.
Ikomus,Ikomus  kiss
Zere oku,ekwensu na ndi otu ya nile  angry
Agaba is just sex-starved.Felimbombo gara leave.  cheesy
@Grafikdon,anya na ibe ya.O dika i gara regos?  grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 6:35pm On Sep 02, 2010
ifyalways:

Ikomus  angry
Just be kiaful
Ohsis or whatever shes called is the most hypocritical fella on NL.quote me anywhere !
As if she can afford to dash someone 100N,o si from nowhere daputa na ako June 12.
Nwa agboghobia kara obi rie okpurukpu ego onye ozo ha otu a,onye elu kpo ya ka e mezie udo,oju,onye ala kpo ya,oju.MMadu di ndu kporo onwe ya a christian mother a bia ihe odi intrested in awuru aha di girl Inspired postu-ru.If at all no owu ezigbo mmadu,she could have called or contacted her thief god-daughter and talk sense into her head then plead with inspired to take off the whole thing.
bleeping hypocritical goats,im not suprised though,i know her all along.Ihe o na amachaghari na NL no be for me,my eye dey see pass all her show.
Ikomus,Ikomus  kiss
Zere oku,ekwensu na ndi otu ya nile  angry
Agaba is just sex-starved.Felimbombo gara leave.  cheesy
@Grafikdon,anya na ibe ya.O dika i gara regos?  grin

I think you should take it easy, owu gi today ka ebidero riwe ego nmadu and aaga'ne eri ego people till uwa agbu.  cheesy

Dont get me wrong am not in support of what the girl did, but the guy should have withdrawn all business dealings, immediately he was told that $5,000 was spent on reunion trip. Thats straight bull, you don't ever mention that to a business partner, ihe ya na the girl nna eme is not all in the open yet, am sure the guy was also asking for "surundele" wink, that might be what gave the girl the guts after a long while of playing by the rules, to be bold enough to tell him she went partying with hard earned $5,000.

Anyway what would happen will always happen, nwatakiri ewerela ego zuru one good new lingerie for reunion, ara gbachiekwa inspired nti.  cheesy

Ifyalways onwere bizness mu na gi ga emelipu, ka muwa rie kwa nu gi nonsence  cheesy, ima na mu agaghi eri ego gi but I will withold it until gaaa enyetum some you know.  wink  cheesy

I think I should post Osisi's details too, Osisi riri amu'm once and ori beghi another one, Osisi should riele amu'm more than once. angry

cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy

Nigeria the funniest nation with funny citizens. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ivynwa(f): 11:00pm On Sep 02, 2010
Ndeewo nu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:28pm On Sep 02, 2010
Jennykadri bi na Australia.

Contact her she will help you.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:36pm On Sep 02, 2010
Ikomi
Gbachi ify nkiti.

I lee anya ihu na O bu umunwanyi ka O ka njo.

Many of those people talking rubbish work in Govt establishments in Nigeria. They know how much they divert in a month and they still have the mouth to condemn paint someone black.

She has done herself no good and only God knows she is nothing to me other than a human being who could err like any of us.

I do not think she planned to do what she did. It is one of those silly formings which has backfired and people has advised her wrongly.
I hate it when people behave like they do not defecate.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ivynwa(f): 11:46pm On Sep 02, 2010
Onwelu onye ozo ima Oga Agaba, dika onye Igbo. Mu na Jenny ga akari, ezijegoro m ya e-mail ka o okawatara m nke oma mana m choro ijutakwu mmadu ole na ole. Dalu my brother
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:52pm On Sep 02, 2010
Onweghi onye ozo m ma, Sorry!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by blacghost(m): 11:57pm On Sep 02, 2010
Kedu ndi igbo.how r yo doin.afam bu nwabu from anambra state.but base in lagos i love this threat but my writin in igbo is realy bad but i will realy love to learn.love igbo and am proud 2 be one.love yo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ivynwa(f): 12:11am On Sep 03, 2010
Nsogbu adiro dalu, biko onwee onye ozo nwelu enyi ya no n' Australia ya biko nye m connection m ha ka m m juta ha ihe ole na ole. Ndewo nu umunne m.

@Blacghost
You remind me of a secondary school girlfriend of mine that got F9 in Igbo------smile, please don't let another hear that you can't write Igbo. Okay, you can start by writing down the igbo alphabets that make up a word as you are saying out that word. For example "Kedu"?. Start by writing down K AND E AND D AND U. It's that simple-------take care
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by grafikdon: 2:41am On Sep 03, 2010
Blacghost Isi na imaghi asu Igbo? Eh? Nke a obu egwuregwu ka obu gini? Abu m Ogbuefi Ichie Maazi Nze Grafikdon, Ukpaka n'agba n'udu mmiri, anu ana agba egbe ona api komputa, Otu onye ana asi unu abiala, odi mpumkpu eme ile, obele insi n'emebi ike 1 of Nairaland.

Alu emeeeeeeeee! Ewu atamu igu n'isi! Anyi ga adagi nha n'ogbako Nairaland. Tupu anyi agbaghara gi maka ya bu nnukwu okpurukpu nsi inyuru n'ulo uka, iga eweta ijiji dara ibi, okeokpa na eyi akwa, okuko di ime ejima, mkpuru amu udele na aji ngwere.

Ogwuna ka oha m n'onu   grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by blacghost(m): 2:47am On Sep 03, 2010
@ivynwa nna dalu i appriciate.ke ebe isi?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:11am On Sep 03, 2010
Ikomus  angry
E nyiri m gi mugu?Owu eziokwu na onye o bula bu potential mugu but Mba,a bughim Mugu.Inspired ma already na ego ya alala Fernadapo ,ihe nile wu to make sure na d girl and other inspiring scammers mata na u cant chop pesin money and go just free.If u dont pay,ur image and ur name wud be dented.
D only biz mu na gi puru ime wu na elu akwa. . .ma o buru na Darfur ga enye permission.
@Agaba,ihe i na ako bu akuko.Ntori nto.
Biko nwa gi mee ihe ojoo,say it as it is,dont make silly excuses that cos shes not the first to do it hence she can be excused,thats BS.
NNEKA ANYAWU got herself in this mess cos she surrounded herself with liars as friends and they gave her the wrong advice. . .meanwhile at the end of the day na her name she drag enter mud.If only she heeded the voice of wisdom . .  undecided
@Ivynwa,im gonna give u a very sincere and sisterly advice,stop pasting your email address on d forumn and looking for nlders living in Australia.When u get to Australia,u wud meet Nigerians there then u can make the right choice of friends.People are NOT what they claim to be here on NL.
Ndi igbo hi  smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by blacghost(m): 10:09am On Sep 03, 2010
Hey yo kedu otutu oma.look mma asu igbo but just that i aint know hw to write.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by dshalom: 10:16am On Sep 03, 2010
Chukwu onye ebube
obi-nigwe ogodo ya la-akpu naala
Ugwu a na ari atu-egwu
Anyi ekelee gi maka etu i siri were mee ka umu Igbo were zukoo ebe a

Anyi si egbe bere, ugo bere nke si ibe ya ebela, nku kwaa ya
Anyi si ndu mmiri ndu azu, mmiri atana, ma azu awula
Anyi si nwa-mmuo e megbula nwa-mmadu, ma nwa-mmadu emegbula nwa-mmuo
Umuigbo ga di ndu
Ala-igbo ga aba uba
Chukwu ga ebutere anyi uzo ma kpetere anyi azu

Anyi ga ata oji, ma tata ya ogologo ndu na ahu isike
Na aha Jesu Kristi onye nwe anyi
ISE!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:55am On Sep 03, 2010
ifyalways:

Ikomus angry
D only biz mu na gi puru ime wu na elu akwa. . .ma o buru na Darfur ga enye permission.

Gbam good good. Who is Darfur kwanu, Darfur kwuo n ti gbuo ya naka. cheesy

ifyalways:

Ikomus angry
E nyiri m gi mugu?Owu eziokwu na onye o bula bu potential mugu but Mba,a bughim Mugu.Inspired ma already na ego ya alala Fernadapo ,ihe nile wu to make sure na d girl and other inspiring scammers mata na u cant chop pesin money and go just free.If u dont pay,your image and your name wud be dented.

All am trying to make u understand is dat inspired or anything his name is inspired the girl to swindle him.

First rule in business is: Never mix business with pleasure.

If I am doing business with anyone and the person is given $5,000 to get some product and the next thing I hear from him or her is that $5,000 was spent partying, that is more than an alarm bell, I would immediately withdraw all dealings saving me an extra $9,000 that would have gone down the drain.

But the guy kept funding cos of the soft spot he has for her and the girl only had that gut to swindle him because he made gestures that were far off business etiquette. That's all I want you to understand.

So if anyone decides to do business even with your closest pal, the day you start mixing it with pleasure something will always go wrong, what that tells you is that since you have made yourself the police or investigator of Nairaland forum, you should first of all inform those willing to do business together to keep it strictly on business terms.

Back to our own business. cheesy

Gini mere anaghi anukwa from you anymore, ifyalways odikwanugi nma ooohhhh, mee kanyi suo nu now. Hapurum message now, Hapurum ogugu igwe nti, iiiina anu? angry

Agaba hapu Ify ooohhhh mu na ya nwere business. angry

(1) (2) (3) ... (6) (7) (8) (9) (10) (11) (12) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 69
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.