Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,162,000 members, 7,849,024 topics. Date: Monday, 03 June 2024 at 01:32 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (59) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (279371 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (56) (57) (58) (59) (60) (61) (62) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 6:15pm On Oct 20, 2008
ifyalways:

rubi ,i lotana?ole ihe i jiri lota?
hapu subtraction abi na Mortiple cheesy ukwa dara ya tata cheesy

@Ifyalways, ngiri ka ogwe gi si la nmere? speaking Aba-Ngwa dialet

@Rubi, don't worry, maka na ihe di oku ga emecha juo oyi. Deme deme.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:23pm On Oct 20, 2008
Mortiple,hehe grin
Nkita nwere ndidi na eri azu ukpo ma o buru na sharper nkitas atachaghi di azu grin
The patience dog gets the fattest meat bone
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:24pm On Oct 21, 2008
ole onye o bula?
Re: Igbos come show your proverbs skills by Ellyptical: 9:58pm On Oct 21, 2008
Umu Nwoke Na Nwanyi,
Biko nu gaa na ebea tunye onu na okwu gbasalu Biafra obodo anyi

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-186168.0.html
Daalu nu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:32am On Oct 23, 2008
ozo? angry
@Topic,a dighi achinye aka abuo na onu
you cant put two fists in one mouth
agadi nwanyi da ada ugboro abuo,nke ato,o guo ihe o bu na ukpo onu
if an old woman falls twice and falls the third time,she wud have to count and re-arrange the wares on her head.
Mmiri mara ugo a sago ugo aru cheesy cheesy cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:10pm On Oct 23, 2008
onye aturu Ilu ko wara ya ego e jiri luo nne ya furu ohia God forbid bad thing!!

Obi bu akpa onye o bula nya nke ya
Heart is like a bag everyone carries his/her own
Ify kedu? kiss kiss smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 1:15am On Oct 24, 2008
onye uwa ya patara mmanya gbara uka/mmanya tin kana oga nu ipa gara ya onye?
If the challenges of this life overwhelmes you who can you take it to?
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 5:24pm On Oct 24, 2008
@Rubi, ole ka nnagiukwu na umuazi di?
Ilu ndia na echetaram ORIENTAL BROTHERS.

IGBO-BU-IGBO EKELE M UNU O!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:58pm On Oct 24, 2008
cheesy cheesy
Odika Rubi na ege Oriental brothers mgbe o na ede ilu ndia grin
@Topic,a hapuru otu onye uwa,o nyigbuo ya
If the world is left for one person to carry,it wud outweigh him/her
bottomline:we need each other !
Kashiff,i hope na i ga dikwa ndu?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:49pm On Oct 25, 2008
Agbako aka nyuo amiri,o gba ufufu
If we all urinate together,it wud surely produce foams
Ezuko ka aha eri udele,a totue ngiga
hehe,nka tara akpu cheesy
Bottomline:theres great strength in unity
ihe meziri emezi na amuta nwa oma cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by QBSauceKid: 9:59pm On Oct 25, 2008
ogwulu gwulu apalagwu
nchere chere palachere
chi chi nwa
eze nwa gwo pin kwan kwin kwan
lugu lugu lala
wigi wigi wawa
a dighi dick aka abuo na onu
Nkita nwere ndidi na eri azu dick
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:19pm On Oct 25, 2008
Tufiakwa grin grin grin
Onye kpo nkita bia uka?onye kpotara onye a ebe a? angry
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:12pm On Oct 27, 2008
Chineke na puta kwa threadia!!!!

@Topic udele si kedu ihe jiko tara ya na barba?

Obu na dibia amaghi akpu isi ka obu na aguba adighi nko?
Is it that a Barba does not know how to cut hair or that razor is not sharp?
Onwe kwara nko wa ozo ma na obughi rubi ga ede nke ahu smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:24pm On Oct 27, 2008
Ify kedu Igba kwara weekend gi ofuma? smiley kiss kiss

Okwu di nro na eme ka onuma la azu
Soft words turneth away anger
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:24pm On Oct 28, 2008
Rubi okwu ka i na ekwu grin
weekendim amaka,i maka rubi kiss kiss wink
@Topic,anyi esila na nkpota utaba banye ime ahia.
from getting tobacco,we have finally gotten to the market proper
@Echelon,Yougies,Kashiff,Nwakaibe,Mortiple o putara na unu hapuru nani mu na rubi ebea?
ooooh choochi,a hukwala nga nwoke hapuru nwayi ulo gbalaga. angry
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:10pm On Oct 29, 2008
Ekwe onye nchiche n'aka, ibi oma aguwa ya!
When you shake the hands of a lame, he'll desire to be hugged too

O bughi ikunye enwe mmiri rara ahu kama o bu i nata ya iko
It's not difficult to give the monkey water to drink, the difficulty lies in retrieving the cup

Ogbo kpanaria ogbo ya nku, o si na o kpatara n'ajo ohia
If one fetches more firewood than his mates, he says he fetched from the evil forest

Ka m biakwa…
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 2:16pm On Oct 29, 2008
Igbo kwenu!

Rubi, Ifyalways, Echelon na ndi ozo, jisike o!

Onye amu di mma, amaghi ihe onye ibi na afu.
A man whose test**les are in good condition does not realize the ordeal of another suffering from Elephantities of the scrotum.

Onye nkuchi nwanyi amayi na iluta nwanyi na afiaru.
A man who has inherited a widow does not appreciate the challenges encountered during marriage ceremony.

Chere nu kam bia.
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 2:37pm On Oct 30, 2008
Igbo Kwenu!

Obu oke egwuregwu nwata na nna ya n'ebute "NPA ZIM AMU GI?"
It's an excessive play between a son and his father that will eventually cause son to ask his father to allow him see his pe**s. grin

Obu itako ukwa n'ebute ijako eze.
It is eating breadfruit together that results to show-me-your-teeth competition. Someone please help!

Atuo ilu nkirinka ogodo, agadi nwanyi aghochara.
Whenever tattered clothe (rag) is used in making proverb, an old woman takes offense.

@Ify nwunyem, kedu ka imere? Cheta na 'Izu kanma na nneji'!
@Echelon - Agbawo Dike Izu na Nairaland. Jide nke iji!
@Rubi - Omama Asa Ncha na Nairaland. Ndewo nwada eji eje mba!

Igbo ndioma, ekele mu unu.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:39pm On Oct 30, 2008
echelon:

Ekwe onye nchiche n'aka, ibi oma aguwa ya!
When you shake the hands of a lame, he'll desire to be hugged too


O bughi ikunye enwe mmiri rara ahu kama o bu i nata ya iko
It's not difficult to give the monkey water to drink, the difficulty lies in retrieving the cup

Ogbo kpanaria ogbo ya nku, o si na o kpatara n'ajo ohia
If one fetches more firewood than his mates, he says he fetched from the evil forest

Ka m biakwa…
i disagree Echelon
nnam si na "ekwe onye ekpenta aka,i nara obi/nmaku a guwa ya"
when you shake hands with a leprous man,he wud want an embrace grin grin
Rubi kiss kiss kiss
Mortiple i si nini? smiley
Igbo ndi oma,nke onye na eme di nma,ya gazie !
Re: Igbos come show your proverbs skills by chika98: 8:50pm On Oct 30, 2008
E nye gi allowance gi acho wa allowances. lol
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:58pm On Oct 30, 2008
chika98:

E nye gi allowance gi acho wa allowances. lol
oooh choochi.Ilu ndi ngwo na egbu tongue
@Topic,Uche bu akpa,onye o bula nya nke ya.
wisdom can be likened to a bag,each man is carrying his own
agbalusia ngene e kuru ngene nwuo
lol i cant tapia nkea hoha grin
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:47am On Oct 31, 2008
Igbo ndi oma, nke onye chiri ya zere ooo!

Unu ga na ejeje na abata abata!

Ona eme n'ihu unu anoro n'azu, ona eme n'azu unu anoro n'ihu!

Unu ga ahu nke unu ga eri, mana nke ga eri unu agaghi ahu unu!

Unu ga na atuwa umu nwanyi unu ime, ha ana amu nwoke na nwanyi!

Birikwa nu!

Onye si mu arara ndu ya nwukwa
Whoever says that I should not enjoy life, should perish!
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 11:56am On Oct 31, 2008
ifyalways:

i disagree Echelon
nnam si na "ekwe onye ekpenta aka,i nara obi/nmaku a guwa ya"

There is nothing to disagree with. Both are valid proverbs.  cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:17pm On Oct 31, 2008
youngies:

Unu ga na atuwa umu nwanyi unu ime, ha ana amu nwoke na nwanyi!
Ndi igbo si na ana ekwu na ahughi ego lunye umu nwoke nwanyi ndi nwunye na amu so nwoke nwoke
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:20pm On Oct 31, 2008
Miri riri nwanyi ga eri ibe ya
What a woman saw/experince must surely reach other women
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 2:28pm On Oct 31, 2008
@mortiple E nwe kwara otu ozo ezi ekwu ya

Nkwo korita aka na ebuta ijakorita eze
Washing hand togather brings smiling together/brings insult/brings closeness

Igbo kwenu  hia kwenu hia kwe zue nu hiaaaaaaaaaaaaa!!!!!
America hi
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:01pm On Oct 31, 2008
echelon:

There is nothing to disagree with. Both are valid proverbs. cool
Nsogbu anoghi,i hope na iwe adighi gi n'obi? undecided
Ilu koro m badly embarassed mana otu o bula o siri di
Chinchi gwara umu ya na ha nwe ndidi,ihe di oku ga aju oyi
mother bedbug say make him pikin dem get patience,sumtin wey dey hot today fit dey cool morrow grin
O naghi adigide,o nwa mgbe nta !
rubi,nwebe nani anuri na weekendia,ihe adigo nma kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 11:15pm On Nov 01, 2008
grin
A naghi aju onye zuru nwa,ihe a na aju bu onye muru nwa tongue
people don't care about/ask of who trained a child rather they ask of the childs parents.
igbo birikwe nu !
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 8:27pm On Nov 02, 2008
ifyalways:

Nsogbu anoghi,i hope na iwe adighi gi n'obi? undecided
Iwe kwa? Hmmm. echelon is a very patient individual. Iwe wee mu m gaa kuba isi n'aja!

ifyalways:

Ilu koro m badly embarassed mana otu o bula o siri di

I have one Ilu book here. Na to type be my wahala.  sad
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:31pm On Nov 02, 2008
lol
Echelon,onye dere akwukwo ilu ahu?kedu aha akwukwo ahu?
Birikwe !
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:24pm On Nov 04, 2008
Onye teta ura n'ututu hu ka nkita na agbo uja ya gbala ga nihi na ima ghi ma o puru eze n'abali
If you wake up in the morning and see dog barking pick race because you don't know whether he grew a new teeth in the night
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:32pm On Nov 04, 2008
Oke amaghi ama taka akpa dibia. Dibia amaghi ama kpasia oke eze
Rat is not aware when he tore native doctors bag and native doctor wasn't aware too when he uproot rats teeth
You did not know when you hurt me and I was not aware too that I hurt you
Ify ole way? Mmadu nile ya gazie. Obama a buru go onye mmeri smiley in advance

(1) (2) (3) ... (56) (57) (58) (59) (60) (61) (62) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 34
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.