Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,158,200 members, 7,835,980 topics. Date: Tuesday, 21 May 2024 at 06:36 PM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (57) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (278391 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (54) (55) (56) (57) (58) (59) (60) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:51pm On Oct 06, 2008
Ukpana Okpoko gburu,nti chiri ya
haa,not again embarassed
ngwanu,umu nnem gini bu ukpana? grasscutter?
Okpoko kwanu?
Youngies,Echelon,Mortiple,kashiff na Nwakaibe inputs unu di nkpa na threadia sad

1 Like 1 Share

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:15am On Oct 07, 2008
ifyalways:

[b]Youngies,[/b]Echelon,Mortiple,kashiff na Nwakaibe inputs unu di nkpa na threadia sad

Ekene dili chukwu na Youngies alotara ebe o gara lipsrsealed

A ga m na e make my own input always n'ihi na
Odighi ihe agworo onye ara ka ohapu ntamu
No matter how well a mad person is cured, he must continue to murmur


O kwa agavu a anakpo Tosh ahapula nwunye ya ga nacho otele ozo, tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 11:23am On Oct 07, 2008
@Ify nwanyim, nda? Otekwala aka.

ifyalways:

Ukpana Okpoko gburu,nti chiri ya
haa,not again embarassed
ngwanu,umu nnem gini bu ukpana? grasscutter?
Okpoko kwanu?
Youngies,Echelon,Mortiple,kashiff na Nwakaibe inputs unu di nkpa na threadia sad

Ukpana (ukpala) = grasshopper
Grasscutter bu Anu-nchi (ndi be anyi na akpo ya ODUALA).

Okpoko bu nnunu (a specie of bird), English name unknown.

IGBO KWENU!
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 11:31am On Oct 07, 2008
Mortiple:

Okpoko bu nnunu (a specie of bird), English name unknown.

Furthermore, okpoko is an unsually very noisy and colourful bird. It is expected that most g.hoppers should hear or see it approaching.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:44pm On Oct 07, 2008
Unu emela ndi nwem cheesy
Mana dika o siri di ugbua,o putara na o nweghi onye ma aha bekke "Okpoko"? tongue
hehe cheesy
Nwa akwo na azu a maghi na ije di anya
a child on the mothers back does not know that the journey is far/does not feel the pains of the trails
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:49pm On Oct 07, 2008
I wetera ozi m?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:58pm On Oct 07, 2008
ehen.
Ozi e ziri anwuruoku rutere eluigwe
a gam emehari ahu soonest wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:23pm On Oct 07, 2008
@Ifyalways
achorom izigara gi ozi thru FACEBOOK kama amaghim kam ga esi eme ya. email gi ufuru ebe a adighi aga (ifymgbe, ) ziterem ozi site na: godsent@gmail.com. Onye agbala oso cheesy cheesy

Igbo kwezuonu!
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:28pm On Oct 07, 2008
lol
Mortiple,o bu enyim nwanyi megherem profile ahu,i gabeghim ebe ahu na mbu,a maghim even the PS. embarassed a gam eme ka i siri kwuo.
I mere nkpa ole? hope i got it?Owere style tongue
gini bu "Okpoko"?weaverbird?
Re: Igbos come show your proverbs skills by Mortiple(m): 4:28pm On Oct 07, 2008
@ify
emerem miskate grin

obu: emma.godsent at gmail.com
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 4:29pm On Oct 07, 2008
nsogbu anoghi . smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 7:02pm On Oct 08, 2008
@ Ify Bonjour Quest que se?
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 7:12pm On Oct 08, 2008
lol
Rubi,Dieu merci cool ca va chez toi?
chi ejiela na sidem so owu Bonsoir maintenant wink
Kedu kwanu?O tekwala anya.umuaka gi na di gi,i hope na onye o bula no juicy and bouncy kiss
lol Rubi na Topic,
Were be gi mara be mu cheesy
have an idea of what my house looks like from whats going on in your house ihe oma kwa tongue
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 7:14pm On Oct 08, 2008
ifyalways:

lol
Rubi,Dieu merci cool ca va chez toi?
chi ejiela na sidem so owu Bonsoir maintenant wink
Kedu kwanu?O tekwala anya.umuaka gi na di gi,i hope na onye o bula no juicy and bouncy kiss
lol Rubi na Topic,
Were be gi mara be mu cheesy
have an idea of what my house looks like from whats going on in your house ihe oma kwa tongue

Di m na atu ilua mgbe nile
Nwanyi luo di oge ya adi ntakiri
Welcome n'otu anya umu nwanyi kwe nu
Re: Igbos come show your proverbs skills by chiejim: 7:33pm On Oct 08, 2008
Ndi Igbo si na Obi wu akpa, onye obula nya nke ya.--Mind is bag and every body caries his own-meaning no body understand the mind of man.

Thanks
Re: Igbos come show your proverbs skills by chiejim: 7:46pm On Oct 08, 2008
Ndi Igbo si na izu ka nma na nne ji-- meaning nobody can keep a secret like your brother.

Thanks
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:09pm On Oct 08, 2008
rubi:

Di m na atu ilua mgbe nile
Nwanyi luo di oge ya adi ntakiri
Welcome n'otu anya umu nwanyi kwe nu
lol dalu
@Chiejim,ndeewo smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 8:24pm On Oct 09, 2008
Ijiji nti ike na eso ozu ala
The stubborn fly ends up in the grave with the corpse
Achua aja ma ahughi Udele a mara na ihe mere na ala mmuo
If a sacrifice is done and there is no vulture around,it implies that all is not well in the land of the spirits
E me ngwa,e meghara odachi
o kweghim Ntapi cheesy
Gini bu "okpoko "?
Weaverbird ka o bu Parrot?
Ya gazie !
Re: Igbos come show your proverbs skills by mezdim: 1:21am On Oct 10, 2008
mma gboo,ka udele ji ebe no osisi kporo nku - because of d shield a tree provides 4 d eagle during rainind dayz,makes d eagle com bak to a tree even in dry season,

explaination-a tree as we all no luks healthy during d rainin season,the livs ar more fresher nd broada,as at dt it provides sheild for the birds,they com there 2 take cova frm the hi intesity of d sun nd any oda harsh tin,in dry season,this tree loses its biuty,it widas,dry leaves,nd at dt loss it capability of providing sheild 4d birds,bt becos of the sheild,proctection etc tree provides 4 d birds during raining season,makes d eagle stil perch on it in dry season.


most times in life, our frnds,,buddies,colleagues,boda sistas etc,most hav dont gr8t tins 4 us 1 way or d oda in tymz wen we hav no body 4us and at d same tym,this dear 1s must hav hurt us badly dt it is imposible 2 4gv dem,nd dis mite brid malice,hatered and so on,bt wen u rememba hw such pple hav saved our ass 1 way or d oda,we let bygon 2b bygon nd flow freely wit dm. thnks
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:51pm On Oct 10, 2008
were oche mkpu mkpu nye otele gi
Have respect/regard for yourself sometimes

Aga ghi m ano n'miri ncha aba m anya
I will not be inside the river soap will enter my eyes
I will not have good opportunity and miss it
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:50pm On Oct 10, 2008
@Mezdim,i bu Dimkpa.I kajara akaja.dalu and ndeewo na threadi ndi igbo.
@Rubi,enjoy the weekend,the thrills and fun kiss kiss kiss
Youngies,Echelon,Mortiple,Kashiff,Nwakaibe,Ya gaziere anyi niile

Nwa ka aku/ego
a child is worth more than riches/wealth cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 9:34pm On Oct 12, 2008
ezi okwu bu ndu
Truth is life
Re: Igbos come show your proverbs skills by echelon(m): 1:10pm On Oct 13, 2008
Time for a time-out to post this drama. Nke onye chili ya zelu. I'm not translating this one.




ADAMMA NA NWA IKOLOBIA ANA AKPO ODOGWU

ODOGWU:    Adamma!

ADAMMA:   Hmmm!

ODOGWU:    Adamma!

ADAMMA:   Hmmm! Onye, onye na akpom o?

ODOGWU:    Ou’ mu o

ADAMMA:   Gini melu iji akom oku nike?

ODOGWU:    Gini kpatalu iji ajum nofu eh o.



ODOGWU:    Adamma

ADAMMA:    Obu gini

ODOGWU:    Adammam

ADAMMA:    Hmmm?

ODOGWU:    Kpudebe ka m zie go oh biko

ADAMMA:   Hmm?

ODOGWU:    Biko

ADAMMA:   Hmm?

ODOGWU:   Biko nu

ADAMMA:  Oh agam fa abia o, ka m malu ma iji kwa okwu nezi e.

ODOGWU:   Ina ad otubo ka akwa eke bia kam zie gi Adamma!

ADAMMA:   Oh! Obu iko onu?

ODOGWU:   Hmmm.

ADAMMA:   Ina adi onu ka nkakwu, abiakorozikwam Odogwu

ODOGWU:   Ewu, okogbue m o. Ina adi imi ka mgbom, kpudebekeli Adamma

ADAMMA:   Dili gi nti k’upo oji jebe na ike gi adirom o, Odogwu

ODOGWU:   Gbaghalum na okwanu ikpali amu, Adamma. Biko Ada, je kutelum mmili. Agam enye gi ego ka iwee golu ife solu gi.

ADAMMA:   Obero ugbolo isato izigolumu jelu gi ozi ka imelum ife, ma onwero nke gi neme, ajulum aju o!

ODOGWU:   Rapu ife galu aga, na ife galu aga agogo aga. Welu nkaa wee malu ma anam agwu gi okwu asi.

ADAMMA:  Obulugodi ezi okwu, onwero ozi ngejelu gi, obulugodi okwu asi onwero ozi ngejelu gi!

ODOGWU:   Ada! Maka gini

ADAMMA:   Agam akolu gi ka imalu ife nji wee ju Odogwu

ODOGWU:   Kobalum o, ka m malu ife iji wee ju Adamma

ADAMMA:   Ka m tualugi inu, Odogwu wee kowalu gi, Odogwu

ODOGWU:   Aghuchagom nti, Ada, ife iji we ju Ada! Kobalum kanulu, kobalum kanulu……

ADAMMA:   

“Na ofu obodo afu,ofu nwokolobia di. Ona azu atulu nakuku nnukwu ofia. Oge nine ona eti nkpu nasi o: “Obu Agu o! Obu Agu o!” Ndi obodo gbalu oso bia, odachalipu na amu,muba fa, muba fa, muba fa, nay a aghogbue fa, sin a ya ma uma eti nkpu! Oge nine,ona eme na ofu. Olue ofu oge, ndi obodo wee iwe sin a fa ama an*azi y anti ozo. Olue ofu mbosi Agu wee bia nezi okwu sogbube igwe aturlu ya. Onye ozuzu atulu afu tibe kwa nkpu nasi o: Obu Agu o! Obu Aguo!” Ma onwero onye n*alu y anti. Agu we mebe atulu ya, ka osi di yam ma!”

Nya bu na adi ekwnye onye okwu asi obuna ngbe okwulu ezi okwu. Adi ekweta onye okwu asi obuna ngbe okwuluezi okwu.



ODOGWU:   Anugom akuko ikolum di ka itulu inu. Adamma

ADAMMA:   Hmmm

ODOGWU:   Biko rapuzia.Bia mbosi Nkwo agam enye gi ugwo fa nchaa!

ADAMMA:   Oh. Agam abialili, kam malu ma ijikwa okwu na ezie!

ODOGWU:   Ewu, Adamma

ADAMMA:   Hmmm

ODOGWU:   Okwu nkaa tolum uto ka ubo, ubo

ADAMMA:   Hmm hmm hmm

ODOGWU:   Ubo o

ADAMMA:   Hmmm hmm hmm

ODOGWU:   Ubo oba

ADAMMA:   Hmm hmm hmm

ODOGWU:   Uboooooo

ADAMMA:   Olisa debe mu na gi ndu, wee lue mbosi Nkwo
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:45pm On Oct 13, 2008
Echelon,Echelon,Echelon . . . .odi ugbolu one ka m kpolu gi oku?
O gini an afiotu?Odogwu okwu Igbo cool
complete it biko,am roving it grin

@igbo,onye e ziri zie ibe ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 5:59pm On Oct 13, 2008
Ify kedu I miss you? mu na gi na abia zi NL the same time smiley kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:59pm On Oct 13, 2008
lol
Rubi iwe adila gi.a nom ebe ahu nwa agbogho na ekwu na o bu ya na umu nwoke ji nawnyi na akpa.ufodi ndi e nweghi ihere na ndu ya.ole ihe mu na nwoke ji nwanyi ga na akpa sef? angry angry
Tufiakwa ! !!
a din nma jare kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 7:30pm On Oct 13, 2008
A no kwa m na thread ahu. Mgbe obula nwanyi/nwanyi luru di ma obu nwunye onye obula were oche mkpu mkpu nye otele ya. Ihe umu nwoke ahu n'eme bu itinyere nwa agbogho obia ahu bu itinyere ya sand sand n'gari ya. Ha di ka oke na ata gi at the same time n'afu gi oyi luo gi no no no hapu kwa nu gi aka ebelebe igba.

Ya mere ndi igbo ji si onye mara asu osuo n'ikwe ma imaghi asu isuo n'ala. o nwu otu oha m n' onu
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:47pm On Oct 14, 2008
lol
Rubi,i ji nwayo ekwu di thing.
hmmn,mu na gi na eme enyi,a dighim gi nma olulu,i ga lucha onye ozo,i bia i korom story,were m mere your best friend.
azi gba ihe ojoo cheesy o bughi isim ka nwoke o bula ga eji anwu garri.lai-lai angry
@Topic,ihe onye ma,mara ya !
the thing you know,knows you
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 6:59pm On Oct 15, 2008
Ufodi umu agbogho ka no n'agbu ahu tufiakwa!!!

Amamiihe di oke onu
wisdom is very expensive
Kedu i na eme m ka ahu a bu ahu jacob ya na olu a bu olu eso. Idi ka ihu mmaochie kiss kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:40pm On Oct 15, 2008
Rubi cheesy
anything dikwa possible wink kiss anyi ka amata na mgbe na adighi anya. kiss
@Topic,onye ma afo ga amu eze
who knows/can tell the tummy that wud bear a king?
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 1:36pm On Oct 16, 2008
O nwere ihe mere mbe jiri be nwiiiiiiiiiiiiiiii
Something cause tortoise to scream loud
Re: Igbos come show your proverbs skills by presido1: 6:39pm On Oct 16, 2008
ele lia nwa ite ya gbonyo oku.

over look child put e vomit quench fire grin grin grin

(1) (2) (3) ... (54) (55) (56) (57) (58) (59) (60) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 41
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.